Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 94
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere ka Chineke bọọ ọbọ

        • ‘Olee mgbe ndị ọjọọ ga-akwụsị ịṅụrị ọṅụ?’ (3)

        • Onye Jaa na-adọ aka ná ntị na-enwe obi ụtọ (12)

        • Jehova agaghị ahapụ ndị ya (14)

        • “Ha na-akpa nkata ka ha jiri iwu kpata nsogbu” (20)

Abụ Ọma 94:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:35; Ne 1:2; Ro 12:19

Abụ Ọma 94:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 18:25; Ọrụ 17:31
  • +Ọm 31:23

Abụ Ọma 94:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 73:3; 74:10

Abụ Ọma 94:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 14:4

Abụ Ọma 94:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1995, p. 30

Abụ Ọma 94:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 59:2, 7; Ezi 8:12
  • +Ọm 10:4, 11; 73:3, 11; Aịz 29:15

Abụ Ọma 94:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 1:22

Abụ Ọma 94:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:15

Abụ Ọma 94:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 9:5; Aịz 10:12
  • +Ọm 25:8; Aịz 28:26; Jn 6:45

Abụ Ọma 94:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 3:20

Abụ Ọma 94:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:71; Ilu 3:11; 1Kọ 11:32; Hib 12:5, 6
  • +Ọm 19:8

Abụ Ọma 94:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 55:23; 2Pi 2:9

Abụ Ọma 94:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 12:22; Ọm 37:28; Hib 13:5
  • +Di 32:9

Abụ Ọma 94:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 124:2, 3; 2Kọ 1:10

Abụ Ọma 94:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 2:9; Ọm 37:24; 121:3; Ákw 3:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 8

Abụ Ọma 94:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 86:17; Fil 4:6, 7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2024, p. 25

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 8

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 13

    3/15/2003, p. 9

    9/1/2001, p. 16-17

Abụ Ọma 94:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị ikpe.” Na Hibru, “ocheeze.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 10:1; Da 6:7; Ọrụ 5:27, 28

Abụ Ọma 94:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 59:3
  • +1Ez 21:13

Abụ Ọma 94:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:2

Abụ Ọma 94:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 5:22; 2Te 1:6
  • +1Sa 26:9, 10

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 94:1Di 32:35; Ne 1:2; Ro 12:19
Ọma 94:2Je 18:25; Ọrụ 17:31
Ọma 94:2Ọm 31:23
Ọma 94:3Ọm 73:3; 74:10
Ọma 94:5Ọm 14:4
Ọma 94:7Ọm 59:2, 7; Ezi 8:12
Ọma 94:7Ọm 10:4, 11; 73:3, 11; Aịz 29:15
Ọma 94:8Ilu 1:22
Ọma 94:9Ọm 34:15
Ọma 94:10Ọm 9:5; Aịz 10:12
Ọma 94:10Ọm 25:8; Aịz 28:26; Jn 6:45
Ọma 94:111Kọ 3:20
Ọma 94:12Ọm 119:71; Ilu 3:11; 1Kọ 11:32; Hib 12:5, 6
Ọma 94:12Ọm 19:8
Ọma 94:13Ọm 55:23; 2Pi 2:9
Ọma 94:141Sa 12:22; Ọm 37:28; Hib 13:5
Ọma 94:14Di 32:9
Ọma 94:17Ọm 124:2, 3; 2Kọ 1:10
Ọma 94:181Sa 2:9; Ọm 37:24; 121:3; Ákw 3:22
Ọma 94:19Ọm 86:17; Fil 4:6, 7
Ọma 94:20Aịz 10:1; Da 6:7; Ọrụ 5:27, 28
Ọma 94:21Ọm 59:3
Ọma 94:211Ez 21:13
Ọma 94:22Ọm 18:2
Ọma 94:23Ilu 5:22; 2Te 1:6
Ọma 94:231Sa 26:9, 10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 94:1-23

Abụ Ọma

94 Jehova, Chineke nke na-abọ ọbọ,+

Chineke nke na-abọ ọbọ, gosi na ị dị ebube.

 2 Onyeikpe ụwa, biko, bilie.+

Kwụọ ndị mpako ụgwọ ihe ha mere.+

 3 Jehova, olee mgbe ndị ajọ omume ga-akwụsị ịṅụrị ọṅụ?

Olee mgbe ha ga-akwụsị ịṅụrị ọṅụ?+

 4 Ha na-ekwu ekwurekwu, na-etukwa ọnụ.

Ndị niile na-eme ihe ọjọọ na-eto onwe ha.

 5 Jehova, ha na-echi ndị gị ọnụ n’ala,+

Ha na-emegbukwa ndị i ketara.

 6 Ha na-egbu nwaanyị di ya nwụrụ na onye mbịarambịa,

Ha na-egbukwa ụmụ na-enweghị nna.

 7 Ha na-asị: “Jaa anaghị ahụ ihe na-eme.+

Chineke Jekọb amaghị ihe na-eme.”+

 8 Unu ndị na-anaghị eche echiche, ghọtanụ ihe a.

Unu ndị nzuzu, olee mgbe unu ga-ama ihe?+

 9 Ọ̀ bụ na Onye kere ntị enweghị ike ịnụ ihe?

Ọ̀ bụ na Onye kere anya enweghị ike ịhụ ụzọ?+

10 Ọ̀ bụ na Onye na-adọ mba dị iche iche aka ná ntị enweghị ike ịbara unu mba?+

Ọ bụ ya na-akụziri ndị mmadụ ihe ka ha mara ihe.+

11 Jehova ma ihe ndị mmadụ na-eche.

Ọ ma na ihe ha na-eche bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ.+

12 Jaa, onye ị na-adọ aka ná ntị na-enwe obi ụtọ,+

Ya bụ, onye i ji iwu gị akụziri ihe,+

13 Ka i wee mee ka obi ruo ya ala n’oge ọdachi dakwasịrị ya,

Ruo mgbe a ga-egwuru onye ajọ omume olulu.+

14 N’ihi na Jehova agaghị ahapụ ndị ya,+

Ọ gaghịkwa ahapụ ndị o ketara.+

15 N’ihi na a ga-amalitekwa ikpe ikpe ziri ezi,

Ndị niile obi ha dị ọcha ga na-emekwa ihe e kpebiri.

16 Ònye ga-anapụta m n’aka ndị ajọ omume?

Ònye ga-enyere m aka ka m merie ndị na-eme ihe ọjọọ?

17 A sị na Jehova anaghị enyere m aka,

M* gaarala anwụ kemgbe.+

18 Mgbe m sịrị: “Ụkwụ m na-amịchapụ amịchapụ,”

Jehova, ị nọ na-akwado m n’ihi ịhụnanya gị.*+

19 Mgbe m nọ na-echegbu onwe m,

Ị kasiri m obi ma mee ka ahụ́ ruo m* ala.+

20 Gị na ndị ọchịchị,* bụ́ ndị na-arụrụ aka, ùnu ga na-emekọ ihe

Mgbe ha na-akpa nkata ka ha jiri iwu kpata nsogbu?+

21 Ha na-alụso onye* ezi omume ezigbo ọgụ,+

Na-amakwa onye aka ya dị ọcha ikpe ọnwụ.+

22 Ma Jehova ga-abụrụ m ebe m ga-agbaba, aka aghara ịkpa m.

Chineke m bụ oké nkume m na-agbaba.+

23 Ọ ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ọjọọ ha metara.+

Ọ ga-eme ka ihe ọjọọ ha na-eme bibie ha.

Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ebibi ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya