Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 59
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Chineke bụ ọta na ebe mgbaba

        • ‘Emerela ndị ọjọọ ebere’ (5)

        • “M ga-abụ abụ gbasara otú i si dị ike” (16)

Abụ Ọma 59:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Na Hibru, “ụlọ ahụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 19:11

Abụ Ọma 59:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 19:12; Ọm 18:48; 71:4
  • +Ọm 12:5; 91:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2008, p. 14

Abụ Ọma 59:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 19:1; Ọm 10:9; 71:10
  • +1Sa 24:11; 26:18; Ọm 69:4

Abụ Ọma 59:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 33:29
  • +Ilu 2:22

Abụ Ọma 59:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 19:11
  • +Ọm 22:16
  • +Ọm 59:14

Abụ Ọma 59:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 57:4; 64:3
  • +Ọm 10:4, 11; 73:3, 11

Abụ Ọma 59:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:12, 13
  • +Ọm 33:10

Abụ Ọma 59:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:1; 46:1
  • +Ọm 9:9; 62:2

Abụ Ọma 59:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 6:4
  • +Ọm 54:7

Abụ Ọma 59:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:1; Di 33:29; Ọm 3:3

Abụ Ọma 59:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 64:8; Ilu 12:13; 16:18

Abụ Ọma 59:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 7:9
  • +1Sa 17:46; Ọm 9:16; 83:17, 18

Abụ Ọma 59:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 59:6

Abụ Ọma 59:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 109:2, 10

Abụ Ọma 59:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 37:23; Ọm 21:13; 145:10-12
  • +1Sa 17:37; Ọm 61:3
  • +Ilu 18:10

Abụ Ọma 59:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 12:2
  • +Ọm 59:10

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 59:okwu mmeghe1Sa 19:11
Ọma 59:11Sa 19:12; Ọm 18:48; 71:4
Ọma 59:1Ọm 12:5; 91:14
Ọma 59:31Sa 19:1; Ọm 10:9; 71:10
Ọma 59:31Sa 24:11; 26:18; Ọm 69:4
Ọma 59:5Di 33:29
Ọma 59:5Ilu 2:22
Ọma 59:61Sa 19:11
Ọma 59:6Ọm 22:16
Ọma 59:6Ọm 59:14
Ọma 59:7Ọm 57:4; 64:3
Ọma 59:7Ọm 10:4, 11; 73:3, 11
Ọma 59:8Ọm 37:12, 13
Ọma 59:8Ọm 33:10
Ọma 59:9Ọm 27:1; 46:1
Ọma 59:9Ọm 9:9; 62:2
Ọma 59:10Ọm 6:4
Ọma 59:10Ọm 54:7
Ọma 59:11Je 15:1; Di 33:29; Ọm 3:3
Ọma 59:12Ọm 64:8; Ilu 12:13; 16:18
Ọma 59:13Ọm 7:9
Ọma 59:131Sa 17:46; Ọm 9:16; 83:17, 18
Ọma 59:14Ọm 59:6
Ọma 59:15Ọm 109:2, 10
Ọma 59:16Job 37:23; Ọm 21:13; 145:10-12
Ọma 59:161Sa 17:37; Ọm 61:3
Ọma 59:16Ilu 18:10
Ọma 59:17Aịz 12:2
Ọma 59:17Ọm 59:10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 59:1-17

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụda a na-akpọ “Alala M n’Iyi” kpọọ ya. Abụ Devid. Miktam.* Ọ bụrụ abụ a mgbe Sọl dunyere ndị mmadụ ka ha gaa na-eche ụlọ Devid* nche, ka ha gbuo ya.+

59 Chineke m, biko, napụta m n’aka ndị iro m.+

Chebe m ka ndị na-abịa ịlụso m ọgụ ghara inweta m.+

 2 Napụta m n’aka ndị na-eme ihe ọjọọ,

Zọpụtakwa m n’aka ndị tigbuo zọgbuo.

 3 Lee, ha ezoola na-eche m.*+

Jehova, ndị dị ike na-alụso m ọgụ,

Ma ọ bụghị maka na m nupụrụ isi ma ọ bụ maka na m mehiere.+

 4 N’agbanyeghị na e nweghị ihe ọjọọ m mere, ha na-eji ọsọ aga ejikere ịlụso m ọgụ.

Biko, za òkù m na-akpọ gị ma hụrụ ihe ha na-eme.

 5 N’ihi na ọ bụ gị, Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ Chineke Izrel.+

Bilie lebara mba niile anya.

Emerela ndị ọjọọ ọ bụla na-agba mmadụ mgba okpuru ebere.+ (Sila)

 6 Ha na-abịaghachi ná mgbede ọ bụla.+

Ha na-agbọ ụja ka nkịta,+ zorokwa ezoro na-agagharị n’obodo.+

 7 Okwu ọjọọ na-adapụsị ha n’ọnụ.

Ọnụ ha dị ka mma agha,+

N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-anụkwanụ ihe anyị na-ekwu?”+

 8 Ma Jehova, ị ga-achị ha ọchị.+

Ị ga-akwa mba niile emo.+

 9 Chineke m, ị bụ ike m. M ga na-atụ anya gị,+

N’ihi na ị bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+

10 Chineke, onye hụrụ m n’anya, ga-agbatara m ọsọ enyemaka.+

Chineke ga-eme ka m na-ele ndị iro m anya na-achị ha ọchị mgbe a na-emeri ha.+

11 Egbula ha ozugbo, ka ndị m ghara ichefu.

Jiri ike gị mee ka ha kpagharịwa.

Jehova, ọta anyị, biko, mee ka ha daa.+

12 Ka mpako ha tinye ha ná nsogbu+

N’ihi ihe ọjọọ si ha n’ọnụ apụta, bụ́ okwu niile ha na-ekwu

Nakwa n’ihi ọnụ ha na-abụ ndị mmadụ na aghụghọ ha na-aghọ.

13 Jiri iwe laa ha n’iyi.+

Laa ha n’iyi, ka ha gharazie ịnọ.

Mee ka ha mara na ọ bụ Chineke na-achị Jekọb, na-achịkwa ebe niile n’ụwa.+ (Sila)

14 Ka ha bịaghachi ná mgbede.

Ka ha gbọwa ụja ka nkịta ma zoro ezoro na-agagharị n’obodo.+

15 Ka ha gagharịwa na-achọ ihe ha ga-eri.+

Ekwela ka afọ ju ha ma ọ bụ ka ha hụ ebe ha ga-ehi ụra.

16 Ma m ga-abụ abụ gbasara otú i si dị ike.+

N’ụtụtụ, m ga-eji obi ụtọ kọọ gbasara ịhụnanya gị.

N’ihi na ị bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m+

Nakwa ebe m na-agbaba n’oge m nọ ná nsogbu.+

17 Chineke m, ị bụ ike m. M ga-abụku gị abụ otuto,+

N’ihi na ị bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m, Chineke onye hụrụ m n’anya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya