Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 45
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Eze e tere mmanụ ga-alụ nwaanyị

        • Ọ na-ekwu okwu dị mma (2)

        • ‘Chineke nyere gị ikike ịchị ruo ebighị ebi’ (6)

        • Mma nwunye eze mara ga-eme ka agụụ ya na-agụ eze (11)

        • Ụmụ ya ndị nwoke ga-abụ ndị isi n’ụwa niile (16)

Abụ Ọma 45:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:19

Abụ Ọma 45:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ire.”

  • *

    Ma ọ bụ “onye na-edepụta ihe dị n’Akwụkwọ Nsọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:6
  • +2Sa 23:2; Ezr 7:6; Aịz 8:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 3-4

Abụ Ọma 45:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 7:46
  • +Ọm 72:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 4

    8/15/2002, p. 12

Abụ Ọma 45:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 9:6
  • +Mkp 1:16; 19:15
  • +Hib 1:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 5

    7/1/1990, p. 27

Abụ Ọma 45:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Aka nri gị ga-akụzikwara gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 6:2
  • +Mkp 19:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2023, p. 3-4

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 5-7

    11/15/2012, p. 14

Abụ Ọma 45:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:9; 2Te 1:7, 8
  • +Mkp 17:14; 19:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 7

Abụ Ọma 45:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Chineke bụ ocheeze gị.”

  • *

    Ma ọ bụ “ikpe ziri ezi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 89:29, 36
  • +Aịz 11:4; Jer 33:15; Hib 1:8, 9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 5

    Mmezu Mkpughe, p. 227

Abụ Ọma 45:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 7:26
  • +Mt 7:23
  • +Aịz 61:1; Ọrụ 10:38
  • +Ọm 21:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 58-59

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 4-5

    1/15/1990, p. 17-18

Abụ Ọma 45:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 9

    2/1/2014, p. 10

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1885

Abụ Ọma 45:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọlaedo Ofa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 13:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 9

Abụ Ọma 45:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 9

Abụ Ọma 45:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 9

Abụ Ọma 45:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ada bụ́ Taya.”

  • *

    Ma ọ bụ “ga-eme ka obi gị jụrụ.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 11-12

Abụ Ọma 45:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ime.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 9-10

    6/1/2006, p. 8

Abụ Ọma 45:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 10, 11-12

    6/1/2006, p. 9

Abụ Ọma 45:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 9

Abụ Ọma 45:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 32:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 12

    6/1/2006, p. 9

    3/1/1999, p. 17

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 167-168

Abụ Ọma 45:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 12

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 45:okwu mmeghe2Ih 20:19
Ọma 45:1Ọm 2:6
Ọma 45:12Sa 23:2; Ezr 7:6; Aịz 8:1
Ọma 45:2Jn 7:46
Ọma 45:2Ọm 72:17
Ọma 45:3Aịz 9:6
Ọma 45:3Mkp 1:16; 19:15
Ọma 45:3Hib 1:3
Ọma 45:4Mkp 6:2
Ọma 45:4Mkp 19:11
Ọma 45:5Ọm 2:9; 2Te 1:7, 8
Ọma 45:5Mkp 17:14; 19:19
Ọma 45:6Ọm 89:29, 36
Ọma 45:6Aịz 11:4; Jer 33:15; Hib 1:8, 9
Ọma 45:7Hib 7:26
Ọma 45:7Mt 7:23
Ọma 45:7Aịz 61:1; Ọrụ 10:38
Ọma 45:7Ọm 21:6
Ọma 45:9Aịz 13:12
Ọma 45:16Aịz 32:1
Ọma 45:17Ọm 72:17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 45:1-17

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụda a na-akpọ “Okooko Lili” kpọọ ya. Abụ ụmụ Kora.+ Maskil.* Abụ ịhụnanya.

45 Ozi ọma emeela ka obi dị m ụtọ.

Ana m asị: “M na-abụ abụ gbasara eze.”+

Ka ọnụ* m dịrị ka mkpịsị odeakwụkwọ.*+

 2 Ọ bụ gị kacha ụmụ nwoke niile maa mma.

Okwu dị mma na-esi n’ọnụ gị apụta.+

Ọ bụ ya mere Chineke ji gọzie gị ruo mgbe ebighị ebi.+

 3 Gị dike,+ kee mma agha gị n’úkwù.+

Yiri ebube gị na ịma mma gị ka uwe.+

 4 Gosi otú i si dị ebube, gaakwa meriwe.+

Gbaa ịnyịnya n’ihi eziokwu na ịdị umeala n’obi na ezi omume,+

Ị ga-ejikwa ike gị mee* ihe ndị dị egwu.

 5 Akụ́ gị dị nkọ. Ọ na-eme ka ndị dị iche iche na-ada n’ihu gị.+

Ọ na-agbapu obi ndị iro eze.+

 6 Ọ bụ Chineke nyere gị ikike ịchị* ruo mgbe niile ebighị ebi.+

Mkpanaka alaeze gị bụ mkpanaka ezi omume.*+

 7 Ị hụrụ ezi omume n’anya,+ ị kpọkwara ajọ omume asị.+

Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji tee gị mmanụ+ ma mee ka ị na-aṅụrị ọṅụ+ karịa ndị ibe gị.

 8 E ji mea na alo na kashịa mee ka uwe gị niile na-esi ísì ọma.

Ụda ụbọ akwara a na-akpọ ná nnukwu obí eze e ji ọdụ́ chọọ mma na-eme ka ị ṅụrịa ọṅụ.

 9 Ndị ada eze so n’ụmụ agbọghọ ndị ị kwanyeere ùgwù.

Nwunye eze akwụrụla n’aka nri gị, e jikwa ọlaedo kacha mma* chọọ ya mma.+

10 Ada, biko, gee ntị, tọọkwa ntị n’ala nụrụ.

Chefuo ndị gị na ụlọ nna gị.

11 Mma ị mara ga-eme ka agụụ gị na-agụ eze

Maka na ọ bụ onyenwe gị,

N’ihi ya, gbuoro ya ikpere n’ala.

12 Taya* ga-eji onyinye bịa.

Ndị kacha baa ọgaranya ga-achọ ka gị na ha dị ná mma.*

13 Ada eze bụ sọ mma n’obí eze.*

E ji ọlaedo chọọ uwe ya mma.

14 Ọ ga-eyi uwe a kpara nke ọma mgbe a ga-akpọrọ ya bịakwute eze.

A na-akpọbatara gị ụmụ agbọghọ ndị na-eso ya, bụ́ ndị na-amaghị nwoke.

15 A ga-eji obi ụtọ na ọṅụ kpọbata ha.

Ha ga-abata n’obí eze.

16 Ụmụ gị ndị nwoke ga-anọchi nna nna gị hà.

Ị ga-eme ha ndị isi n’ụwa niile.+

17 M ga-eme ka a mara aha gị n’ọgbọ niile na-abịa abịa.+

Ọ bụ ya mere ndị dị iche iche ga-eji na-eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya