Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 42
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • A ga-eto Chineke, Onye Nzọpụta kachanụ

        • Agụụ ife Chineke na-agụ ya otú agụụ mmiri si agụ mgbada (1, 2)

        • “Gịnị mere m ji daa mbà?” (5, 11)

        • “M ga-echere Chineke” (5, 11)

Abụ Ọma 42:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:19

Abụ Ọma 42:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “agụụ gị na-agụsi mkpụrụ obi m ike.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 9

    1/15/1995, p. 19

Abụ Ọma 42:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 63:1
  • +Ọm 27:4; 84:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 9

    1/15/1995, p. 19

Abụ Ọma 42:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 3:2; 42:10; 79:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 9

Abụ Ọma 42:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 16:14, 16; 2Ih 30:23, 24

Abụ Ọma 42:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 55:4; Mk 14:34
  • +Ọm 37:7; Ákw 3:24; Maị 7:7
  • +Ọm 43:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1995, p. 19

Abụ Ọma 42:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m adaala mbà.”

  • *

    Ma ọ bụ “n’ugwu nta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:1; Jn 12:27
  • +Jo 2:7

Abụ Ọma 42:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 88:7

Abụ Ọma 42:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:1

Abụ Ọma 42:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 13:1
  • +Ọm 38:6; 43:2

Abụ Ọma 42:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Mkparị ndị iro m na-akparị m dị ka à ga-asị na ha na-egweri ọkpụkpụ m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 3:2; 42:3; 79:10

Abụ Ọma 42:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:7
  • +Ọm 42:5; 43:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 42:okwu mmeghe2Ih 20:19
Ọma 42:2Ọm 63:1
Ọma 42:2Ọm 27:4; 84:2
Ọma 42:3Ọm 3:2; 42:10; 79:10
Ọma 42:4Di 16:14, 16; 2Ih 30:23, 24
Ọma 42:5Ọm 55:4; Mk 14:34
Ọma 42:5Ọm 37:7; Ákw 3:24; Maị 7:7
Ọma 42:5Ọm 43:5
Ọma 42:6Ọm 22:1; Jn 12:27
Ọma 42:6Jo 2:7
Ọma 42:7Ọm 88:7
Ọma 42:8Ọm 27:1
Ọma 42:9Ọm 13:1
Ọma 42:9Ọm 38:6; 43:2
Ọma 42:10Ọm 3:2; 42:3; 79:10
Ọma 42:11Ọm 37:7
Ọma 42:11Ọm 42:5; 43:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 42:1-11

Abụ Ọma

AKWỤKWỌ NKE ABỤỌ

(Abụ Ọma 42-72)

Maka onye na-eduzi abụ. Maskil* nke ụmụ Kora.+

42 Chineke, agụụ ife gị na-agụsi m ike*

Otú agụụ mmiri si agụsi mgbada ike.

 2 Agụụ ife Chineke, bụ́ Chineke dị ndụ, na-agụsi m* ike otú mmiri si agụsi mmadụ ike.+

Olee mgbe m ga-abịa n’ihu Chineke?+

 3 Anaghị m eri nri, naanị ákwá ka m na-ebe ehihie na abalị.

Malite n’ụtụtụ ruo n’abalị, ndị mmadụ na-akparị m, na-asị: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+

 4 M cheta ihe ndị a, ọ na-eme ka m gwa gị ihe niile dị m n’obi,

N’ihi na e nwere mgbe m na-eso ìgwè mmadụ aga.

M na-akwụ ha n’ihu, anyị ejiri nwayọọ nwayọọ na-aga n’ụlọ Chineke.

Anyị na-eti mkpu ọṅụ ka anyị na-aga, na-abụkwa abụ ekele

Ka ìgwè mmadụ ndị na-eme ememme.+

 5 Gịnị mere m* ji daa mbà?+

Gịnị mere na obi anaghị ezu m ike?

M ga-echere Chineke,+

N’ihi na m ka ga-eto ya ebe ọ bụ Onye Nzọpụta m kachanụ.+

 6 Chineke m, adaala m mbà.*+

Ọ bụ ya mere m ji nọrọ+

N’ala Osimiri Jọdan nakwa n’elu elu ugwu Hemọn

Nakwa n’Ugwu Miza* na-echeta gị.

 7 Oké osimiri na-akpọ oké osimiri òkù

Mgbe mmiri gị nke na-asọda asọda na-eme mkpọtụ.

Nsogbu ezuola m ahụ́ ka onye oké ebili mmiri gị niile rikpuru.+

 8 N’ehihie, Jehova ga-egosi na ọ hụrụ m n’anya.

N’abalị, m ga-abụ abụ too ya, wee gwa Chineke nyere m ndụ okwu n’ekpere.+

 9 M ga-ajụ Chineke, bụ́ nkume m dị elu, sị:

“Gịnị mere i ji chefuo m?+

Gịnị mere m ga-eji na-ejegharị na-eru uju n’ihi otú ndị iro m si na-emegbu m?”+

10 Ndị iro m bu iwe na ọnụma n’obi na-akparị m.*

Ha na-akparị m mgbe niile, na-asị: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+

11 Gịnị mere m* ji daa mbà?

Gịnị mere na obi anaghị ezu m ike?

M ga-echere Chineke,+

N’ihi na m ka ga-eto ya ebe ọ bụ Onye Nzọpụta m kachanụ na Chineke m.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya