Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 58
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Chineke na-ekpe ụwa ikpe

        • Ekpere e kpere ka a taa ndị ọjọọ ahụhụ (6-8)

Abụ Ọma 58:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Abụ Ọma 58:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 19:6
  • +Ọm 82:2

Abụ Ọma 58:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 3:16; Maị 3:9
  • +Ek 5:8; Aịz 10:1, 2

Abụ Ọma 58:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’akpa nwa.”

  • *

    Ma ọ bụ “mebie.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 10

Abụ Ọma 58:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 140:3; Jes 3:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 10

Abụ Ọma 58:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 10

Abụ Ọma 58:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 10

Abụ Ọma 58:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “nke na-agbaze agbaze mgbe ọ na-arị.”

Abụ Ọma 58:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 10:25; Jer 23:19

Abụ Ọma 58:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 52:5, 6; 64:10; Ezi 25:17; Mkp 18:20
  • +Ilu 21:18

Abụ Ọma 58:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 3:10
  • +Ọm 9:16; 98:9

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 58:12Ih 19:6
Ọma 58:1Ọm 82:2
Ọma 58:2Ek 3:16; Maị 3:9
Ọma 58:2Ek 5:8; Aịz 10:1, 2
Ọma 58:4Ọm 140:3; Jes 3:8
Ọma 58:9Ilu 10:25; Jer 23:19
Ọma 58:10Ọm 52:5, 6; 64:10; Ezi 25:17; Mkp 18:20
Ọma 58:10Ilu 21:18
Ọma 58:11Aịz 3:10
Ọma 58:11Ọm 9:16; 98:9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 58:1-11

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụda a na-akpọ “Alala M n’Iyi” kpọọ ya. Abụ Devid. Miktam.*

58 Unu ndị mmadụ, ùnu ga-ekwuli banyere ezi omume mgbe unu gbachiri nkịtị?+

Ùnu ga-ekpeli ikpe ziri ezi?+

 2 Kama ime otú ahụ, unu na-echepụta ihe ọjọọ n’obi unu,+

Jirikwa aka unu na-eme ihe na-adịghị mma n’ala unu.+

 3 Ndị ajọ omume na-amalite mgbe a mụrụ ha* mewe ihe ọjọọ.*

Ha na-enupụ isi. Ha bụ ndị ụgha malite mgbe a mụrụ ha.

 4 Okwu ha yiri elò agwọ.+

Ha na-akpọchi ntị ka agwọ ubí nke mechiri ntị ya.

 5 Ọ gaghị ege ndị chọrọ ịrata ya ntị

N’agbanyeghị otú ọgwụ ha si akpa ike.

 6 Chineke, biko, kụpụsịa ha ezé n’ọnụ.

Jehova, biko, kụwaa ndị a yiri ọdụm agba.

 7 Ka ha pụọ n’anya ka mmiri na-asọpụ asọpụ.

Ka Chineke kwee ụta ya ma jiri akụ́ ya gbatuo ha.

 8 Ka ha dị ka eju nke na-achọ ịnwụ anwụ.*

Ka ha dị ka nwa nwụrụ n’ime afọ nke na-ahụghị ìhè anyanwụ.

 9 Tupu ite unu sikwasịrị n’ọkụ unu ji osisi ogwu kwanye anụrụ ọkụ,

Chineke ga-ebufu ma osisi ogwu ndị nke na-akpọbeghị nkụ ma ndị nke na-enwu ọkụ, otú oké ifufe si ebufu ihe.+

10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ maka na ọ hụla ọbọ Chineke bọrọ.+

Ọ ga-azọnye ụkwụ n’ọbara ndị ajọ omume.+

11 Ndị mmadụ ga-asịzi: “N’eziokwu, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+

N’eziokwu, e nwere Chineke bụ́ onye na-ekpe ụwa ikpe.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya