Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Ndị Izrel gwara Rehoboam na o nweghị ihe jikọrọ ha na ya (1-19)

2 Ihe E Mere 10:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 20:7; 24:1; Ikp 9:1
  • +1Ez 12:1-4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2018, p. 13

2 Ihe E Mere 10:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:28
  • +1Ez 11:40

2 Ihe E Mere 10:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “yok dị arọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 8:11-18; 1Ez 4:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2018, p. 13

2 Ihe E Mere 10:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:5-7

2 Ihe E Mere 10:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:8-11

2 Ihe E Mere 10:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “yok.”

2 Ihe E Mere 10:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 12:12-15

2 Ihe E Mere 10:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:30; 2Sa 17:14
  • +1Ez 11:29-31

2 Ihe E Mere 10:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ụlọikwuu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:32
  • +1Ez 12:16, 17

2 Ihe E Mere 10:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:35, 36

2 Ihe E Mere 10:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 20:24; 1Ez 4:6
  • +1Ez 12:18, 19

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 10:1Jos 20:7; 24:1; Ikp 9:1
2 Ihe 10:11Ez 12:1-4
2 Ihe 10:21Ez 11:28
2 Ihe 10:21Ez 11:40
2 Ihe 10:41Sa 8:11-18; 1Ez 4:7
2 Ihe 10:51Ez 12:5-7
2 Ihe 10:81Ez 12:8-11
2 Ihe 10:121Ez 12:12-15
2 Ihe 10:15Di 2:30; 2Sa 17:14
2 Ihe 10:151Ez 11:29-31
2 Ihe 10:161Ez 11:32
2 Ihe 10:161Ez 12:16, 17
2 Ihe 10:171Ez 11:35, 36
2 Ihe 10:182Sa 20:24; 1Ez 4:6
2 Ihe 10:181Ez 12:18, 19
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 10:1-19

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

10 Rehoboam gawara Shikem,+ n’ihi na ndị Izrel niile gara Shikem ka ha chie ya eze.+ 2 Ozugbo Jeroboam+ nwa Nibat nụrụ ya, (ọ ka nọ n’Ijipt n’oge ahụ n’ihi na ọ gbagara ebe ahụ maka Eze Solomọn)+ o si n’Ijipt lọta. 3 Ndị Izrel ziri Jeroboam ozi ka ọ bịa, ya na ndị Izrel niile abịa gwa Rehoboam, sị: 4 “Nna gị boro anyị ibu arọ.+ Ma, ọ bụrụ na i mee ka ihe dịtụrụ anyị mfe n’ọrụ siri ike nna gị nyere anyị, meekwa ka ibu* o boro anyị dị mfe, anyị ga na-ejere gị ozi.”

5 Ya asị ha: “Bịaghachinụ n’abalị atọ taa.” Ha wee lawa.+ 6 Eze Rehoboam wee kpọọ ndị okenye, ndị jeere Solomọn nna ya ozi mgbe ọ dị ndụ, ka ha tụọrọ ya aro ihe ọ ga-eme. Ọ sịrị ha: “Gịnị ka m ga-aza ndị a?” 7 Ha asị ya: “Ọ bụrụ na i mete ndị a mma, mee ihe ga-atọ ha ụtọ, zaakwa ha ihe dị mma, ha ga na-ejere gị ozi mgbe niile.”

8 Ma, ọ nabataghị aro a ndị okenye ahụ tụụrụ ya. Ọ kpọrọ ụmụ okorobịa na-ejere ya ozi, ndị ya na ha tokọrọ, ka ha tụọrọ ya aro.+ 9 Ọ jụrụ ha, sị: “Gịnị ka anyị ga-aza ndị a bịara gwa m, sị, ‘Mee ka ibu* nna gị boro anyị dị mfe’?” 10 Ụmụ okorobịa ahụ ya na ha tokọrọ asị ya: “Ebe ọ bụ na ha sịrị gị, ‘Nna gị mere ka ibu anyị dị arọ, gịnwa mee ka ọ dịrị anyị mfe,’ ihe a ka ị ga-agwa ha, ‘Mkpịsị aka m nke ntakịrị ga-adị okpotokpo karịa úkwù nna m. 11 Nna m boro unu ibu arọ, ma m ga-atụkwasị ihe n’ibu unu. Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma m ga-apịa unu ụtarị na-emerụsị mmadụ ahụ́.’”

12 Jeroboam na ndị Izrel niile bịakwutere Rehoboam n’ụbọchị nke atọ, otú ahụ eze gwara ha ka ha bịaghachi n’ụbọchị nke atọ.+ 13 Ma eze ji olu ike gwa ha okwu. Otú a ka Eze Rehoboam si hapụ aro ndị okenye tụụrụ ya. 14 Ọ gwara ndị Izrel ihe ụmụ okorobịa ahụ tụụrụ ya aro ka ọ gwa ha. Ọ gwara ha, sị: “M ga-eme ka ibu unu dịkwuo arọ, m ga-atụkwasịkwa ihe na ya. Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma m ga-apịa unu ụtarị na-emerụsị mmadụ ahụ́.” 15 Otú a ka eze si hapụ ime ihe ndị Izrel rịọrọ ya. Ọ bụ Jehova mere ka ihe ndị a mee, ka ezi Chineke+ wee mezuo ihe o si n’ọnụ Ahaịja+ onye Shaịlo gwa Jeroboam nwa Nibat.

16 Ebe ọ bụ na eze emeghị ihe ndị Izrel niile rịọrọ ya, ha sịrị ya: “Gịnị jikọrọ anyị na Devid? E nweghị ihe nwa Jesi anyị ga-eketa. Ndị Izrel, onye ọ bụla gaa fewe chi ya. Devid, lekọtawa ụlọ gị.”+ Ndị Izrel niile wee laa n’ụlọ* ha.+

17 Ma Rehoboam nọ na-achị ndị Izrel bi n’obodo ndị dị n’ebo Juda.+

18 Eze Rehoboam ziri Hedoram,+ onye na-elekọta ndị eze manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ, ka ọ gaa hụ ndị Izrel, ma ha ji nkume tụgbuo ya. Eze Rehoboam jisiri ike rịgoro n’ụgbọ ịnyịnya ya gbalaa Jeruselem.+ 19 Ndị Izrel nọkwa na-enupụrụ ndị ezinụlọ Devid isi ruo taa.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya