Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 138
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Chineke bi n’elu, ma ọ na-elebara mmadụ anya

        • ‘Ị zara ekpere m’ (3)

        • ‘M nọrọgodị ná nsogbu, ị na-anapụta m’ (7)

Abụ Ọma 138:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 9:1

Abụ Ọma 138:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “I meela ka okwu gị dị ebube karịa aha gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 3:3; 1Ih 16:1; Ọm 28:2
  • +Jn 17:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2006, p. 19

    9/1/2006, p. 16

Abụ Ọma 138:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:6
  • +Ọm 29:11; Aịz 12:2; 41:10

Abụ Ọma 138:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 102:15; Aịz 60:3

Abụ Ọma 138:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:10, 11

Abụ Ọma 138:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 2:8; Ọm 113:6-8; Aịz 57:15
  • +Jes 4:6; 1Pi 5:5

Abụ Ọma 138:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Aka nri gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 71:20

Abụ Ọma 138:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 103:17
  • +Job 14:15; Ọm 71:18

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 138:1Ọm 9:1
Ọma 138:21Sa 3:3; 1Ih 16:1; Ọm 28:2
Ọma 138:2Jn 17:6
Ọma 138:3Ọm 18:6
Ọma 138:3Ọm 29:11; Aịz 12:2; 41:10
Ọma 138:4Ọm 102:15; Aịz 60:3
Ọma 138:51Ez 8:10, 11
Ọma 138:61Sa 2:8; Ọm 113:6-8; Aịz 57:15
Ọma 138:6Jes 4:6; 1Pi 5:5
Ọma 138:7Ọm 71:20
Ọma 138:8Ọm 103:17
Ọma 138:8Job 14:15; Ọm 71:18
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 138:1-8

Abụ Ọma

Abụ Devid.

138 M ga-eji obi m niile too gị.+

M ga-anọ n’ihu chi ọzọ dị iche iche

Bụkuo gị abụ otuto.

 2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+

M ga-etokwa aha gị+

N’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.

I meela ka okwu gị na aha gị dị ebube karịa ihe ọ bụla ọzọ.*

 3 Ị zara m n’ụbọchị m kpọrọ gị.+

I mere ka obi sie m* ike, meekwa ka m dị ike.+

 4 Jehova, ndị eze niile e nwere n’ụwa ga-eto gị,+

N’ihi na ọ ga-abụ na ha anụla nkwa ndị i kwere.

 5 Ha ga-abụ abụ banyere ihe dị iche iche Jehova na-eme,

N’ihi na Jehova dị nnọọ ebube.+

 6 Ọ bụ eziokwu na Jehova bi n’ebe dị elu, ọ na-ahụ onye dị umeala n’obi.+

Ma ọ naghị abịa ndị dị mpako nso.+

 7 Ọ bụrụgodị na m nọ ná nsogbu, ị na-echebe m ndụ.+

Ị na-amatị aka gị mesie ndị iro m iwe ji ike.

Aka gị siri ike* ga-azọpụta m.

 8 Jehova ga-emezu ihe niile o bu n’obi imere m.

Jehova, ịhụnanya gị na-adịru mgbe ebighị ebi.+

Ahapụla ọrụ aka gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya