Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ

      • Ndụmọdụ ikpeazụ Pọl dụrụ ndị Kọrịnt na ume ọ gbara ha (1-14)

        • “Na-enyochanụ onwe unu ka unu mara ma okwukwe unu ò sikwara ike” (5)

        • Na-emezinụ ebe ndị unu na-anaghị emetecha, nweekwanụ otu obi (11)

2 Ndị Kọrịnt 13:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “n’ọnụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 19:15; Mt 18:16

2 Ndị Kọrịnt 13:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 6:4; 1Pi 3:18
  • +2Ti 2:11, 12
  • +1Kọ 6:14

2 Ndị Kọrịnt 13:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 11:28; Ga 6:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2024, p. 12-13

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2023, p. 9-10

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2018, p. 13

    Ụlọ Nche,

    7/15/2014, p. 11

    3/15/2014, p. 13

    7/15/2008, p. 28

    7/15/2005, p. 21-25

    2/15/2005, p. 13

    9/15/2002, p. 18

    4/15/1999, p. 19-21

    1/15/1998, p. 14

2 Ndị Kọrịnt 13:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1990, p. 21-22

2 Ndị Kọrịnt 13:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1997, p. 8-9

2 Ndị Kọrịnt 13:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka unu kwe ka a gbazie unu.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1990, p. 29-31

2 Ndị Kọrịnt 13:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 4:21

2 Ndị Kọrịnt 13:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-ekwekwanụ ka a gbazie unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:3, 4
  • +Fil 2:2
  • +1Te 5:13; Jes 3:17; 1Pi 3:11; 2Pi 3:14
  • +1Kọ 14:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2020, p. 18-23

    Ụlọ Nche,

    9/1/2008, p. 5

    6/1/1996, p. 25

    3/1/1991, p. 21-22

    11/1/1990, p. 29-31

2 Ndị Kọrịnt 13:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otú e si ekele mmadụ n’oge ahụ bụ isusu ya ọnụ, dị ka isusu ya ọnụ na ntì.

2 Ndị Kọrịnt 13:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Atọ n’Ime Otu, p. 23

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 13:1Di 19:15; Mt 18:16
2 Kọr. 13:4Ro 6:4; 1Pi 3:18
2 Kọr. 13:42Ti 2:11, 12
2 Kọr. 13:41Kọ 6:14
2 Kọr. 13:51Kọ 11:28; Ga 6:4
2 Kọr. 13:101Kọ 4:21
2 Kọr. 13:112Kọ 1:3, 4
2 Kọr. 13:11Fil 2:2
2 Kọr. 13:111Te 5:13; Jes 3:17; 1Pi 3:11; 2Pi 3:14
2 Kọr. 13:111Kọ 14:33
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Kọrịnt 13:1-14

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

13 Nke a bụ nke ugboro atọ m ga-abịa hụ unu. “A ga-esi n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ gbara mara na okwu ọ bụla bụ eziokwu.”+ 2 Ọ bụ eziokwu na mụ na unu anọghị ugbu a, ma ọ dị m ka mụ na unu nọ ọzọ. Ihe a ka m na-agwa ndị mere mmehie n’oge gara aga na ndị ọzọ niile: Ọ bụrụ na mụ emechaa bịa ọzọ, agaghị m emere ndị na-eme ihe ọjọọ ebere. 3 M ga-esi otú ahụ gosi unu na Kraịst na-esi n’ọnụ m ekwu okwu. Ọ naghịkwa egosi unu na ya adịghị ike, kama ọ na-egosi unu na ya dị ike. 4 N’eziokwu, e gburu ya n’elu osisi mgbe ọ na-adịghị ike, ma ọ dị ndụ n’ihi ike Chineke.+ N’eziokwu, anyị adịghịkwa ike otú ahụ yanwa na-adịbughị ike, ma anyị na ya ga-adịkọ ndụ+ n’ihi ike Chineke nke na-arụ ọrụ n’ime unu.+

5 Na-enyochanụ onwe unu ka unu mara ma okwukwe unu ò sikwara ike. Na-egosinụ ụdị mmadụ unu bụ.+ Ka ọ̀ bụ na unu amaghị na unu na Jizọs Kraịst dị n’otu? Unu kwesịrị ịma, ọ gwụkwala ma Chineke ọ̀ jụla unu. 6 Ọ dị m ka ya bụrụ na unu ma na Chineke ajụghị anyị ajụ.

7 Ma anyị na-arịọ Chineke ka unu ghara ime ihe ọjọọ ọ bụla. Ihe anyị bu n’obi abụghị ka anyị gosi na ihe anyị dị ndị mmadụ mma. Kama, anyị chọrọ ka unu na-eme ezi ihe, ọ bụrụgodị na ọ ga-eme ka ihe anyị ghara ịdị ndị mmadụ mma. 8 Anyị agaghị eme ihe ọ bụla ga-emegide eziokwu. Naanị ihe anyị ga-eme bụ ihe ga-akwado eziokwu. 9 Anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe ọ bụla unu dị ike, ọ bụrụgodị na anyịnwa adịghị ike mgbe ahụ. Anyị na-ekpekwa ekpere ka unu mezie ebe ndị unu na-anaghị emetecha.* 10 Ọ bụ ya mere m ji ede ihe ndị a tupu mụ abịa hụ unu, ka ọ ga-abụ, mụ na unu nọrọ, mụ aghara ịdị aka ike, n’ihi na ikike Onyenwe anyị nyere m+ bụ ka m na-agba unu ume, ọ bụghị ime ka unu daa mbà.

11 N’ikpeazụ, ụmụnna m, na-aṅụrịnụ ọṅụ, na-emezikwanụ ebe ndị unu na-anaghị emetecha.* Na-ekwenụ ka a kasie unu obi.+ Nweenụ otu obi,+ na-ebikwanụ n’udo.+ Chineke nke udo,+ onye hụrụ anyị n’anya, ga-anọnyere unu. 12 Susuonụ ibe unu ọnụ mgbe unu na-ekele ibe unu.* 13 Ndị nsọ niile na-ekele unu.

14 Ka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst meere unu amara. Ka Chineke hụ unu n’anya. Ka mmụọ nsọ Chineke nyere anyị niile na-arụkwa ọrụ n’ime unu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya