Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 30
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Hezekaya mere Ememme Ngabiga (1-27)

2 Ihe E Mere 30:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 11:14, 16
  • +2Ih 34:1, 6, 7
  • +Ọp 12:43; Le 23:5; Di 16:2; 2Ih 35:1

2 Ihe E Mere 30:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 9:10, 11

2 Ihe E Mere 30:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:18
  • +2Ih 29:34

2 Ihe E Mere 30:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 18:29
  • +2Ih 35:18

2 Ihe E Mere 30:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ndị ọgba ọsọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 15:29; 1Ih 5:26; 2Ih 28:20, 21

2 Ihe E Mere 30:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 29:8, 9

2 Ihe E Mere 30:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:9
  • +Di 12:5, 6; Ọm 132:13
  • +2Ih 29:10

2 Ihe E Mere 30:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eme amara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:49, 50
  • +Di 30:1-3
  • +Ọp 34:6; Ọm 86:5; Maị 7:18
  • +2Ih 15:2; Aịz 55:7; Jes 4:8

2 Ihe E Mere 30:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 30:1
  • +2Ih 36:15, 16

2 Ihe E Mere 30:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 11:14, 16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 5/2023, p. 7

2 Ihe E Mere 30:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 23:6
  • +Ọg 9:10, 11

2 Ihe E Mere 30:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 18:22
  • +2Ih 28:24

2 Ihe E Mere 30:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 1:5

2 Ihe E Mere 30:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 29:34

2 Ihe E Mere 30:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 30:1
  • +Ọm 86:5

2 Ihe E Mere 30:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 19:2, 3; Ezr 7:10
  • +Ọg 9:6, 10

2 Ihe E Mere 30:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “gwọọ.”

2 Ihe E Mere 30:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 23:6
  • +Di 12:5, 7; Neh 8:10
  • +2Ih 29:25

2 Ihe E Mere 30:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “gwara ndị Livaị niile okwu ruru ha n’obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 23:6
  • +Le 3:1

2 Ihe E Mere 30:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:65

2 Ihe E Mere 30:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 35:7, 8
  • +2Ih 29:34

2 Ihe E Mere 30:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 30:11, 18
  • +Ọp 12:49

2 Ihe E Mere 30:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:65, 66

2 Ihe E Mere 30:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 6:23-26; Di 10:8

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 30:12Ih 11:14, 16
2 Ihe 30:12Ih 34:1, 6, 7
2 Ihe 30:1Ọp 12:43; Le 23:5; Di 16:2; 2Ih 35:1
2 Ihe 30:2Ọg 9:10, 11
2 Ihe 30:3Ọp 12:18
2 Ihe 30:32Ih 29:34
2 Ihe 30:5Ikp 18:29
2 Ihe 30:52Ih 35:18
2 Ihe 30:62Ez 15:29; 1Ih 5:26; 2Ih 28:20, 21
2 Ihe 30:72Ih 29:8, 9
2 Ihe 30:8Ọp 32:9
2 Ihe 30:8Di 12:5, 6; Ọm 132:13
2 Ihe 30:82Ih 29:10
2 Ihe 30:91Ez 8:49, 50
2 Ihe 30:9Di 30:1-3
2 Ihe 30:9Ọp 34:6; Ọm 86:5; Maị 7:18
2 Ihe 30:92Ih 15:2; Aịz 55:7; Jes 4:8
2 Ihe 30:102Ih 30:1
2 Ihe 30:102Ih 36:15, 16
2 Ihe 30:112Ih 11:14, 16
2 Ihe 30:13Le 23:6
2 Ihe 30:13Ọg 9:10, 11
2 Ihe 30:142Ez 18:22
2 Ihe 30:142Ih 28:24
2 Ihe 30:16Le 1:5
2 Ihe 30:172Ih 29:34
2 Ihe 30:182Ih 30:1
2 Ihe 30:18Ọm 86:5
2 Ihe 30:192Ih 19:2, 3; Ezr 7:10
2 Ihe 30:19Ọg 9:6, 10
2 Ihe 30:21Le 23:6
2 Ihe 30:21Di 12:5, 7; Neh 8:10
2 Ihe 30:212Ih 29:25
2 Ihe 30:22Le 23:6
2 Ihe 30:22Le 3:1
2 Ihe 30:231Ez 8:65
2 Ihe 30:242Ih 35:7, 8
2 Ihe 30:242Ih 29:34
2 Ihe 30:252Ih 30:11, 18
2 Ihe 30:25Ọp 12:49
2 Ihe 30:261Ez 8:65, 66
2 Ihe 30:27Ọg 6:23-26; Di 10:8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 30:1-27

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

30 Hezekaya ziri ndị Izrel na ndị Juda niile ozi,+ degakwara ndị Ifrem na ndị Manase+ akwụkwọ ozi, ka ha bịa n’ụlọ Jehova dị na Jeruselem meere Jehova Chineke Izrel Ememme Ngabiga.+ 2 Ma, eze Hezekaya na ndị o mere ndị isi nakwa ndị niile nọ na Jeruselem kpebiri ime Ememme Ngabiga ahụ n’ọnwa nke abụọ,+ 3 n’ihi na ha emelighị ya n’oge a na-eji eme ya,+ maka na ọtụtụ ndị nchụàjà edoghị onwe ha nsọ,+ ndị mmadụ ezukọtaghịkwa na Jeruselem. 4 Ihe a dịkwa mma n’anya eze nakwa n’anya ndị niile nọ ebe ahụ. 5 Ha wee kpebie ka a gaa gwa ndị Izrel niile, malite na Bia-shiba ruo Dan,+ ka ha bịa meere Jehova bụ́ Chineke Izrel Ememme Ngabiga na Jeruselem, n’ihi na ha emekọtabeghị ya ọnụ otú e dere n’akwụkwọ ka ha na-eme.+

6 Eze wee gwa ndị na-ejere ya ozi,* ha ewere akwụkwọ ozi ya na ndị o mere ndị isi dere gazuo Izrel na Juda niile. Ihe e dere na ya bụ: “Ndị Izrel, lọghachikwutenụ Jehova bụ́ Chineke Ebreham, Aịzik, na Izrel, ka o wee nọnyere ndị fọdụrụ ná ndị ndị eze Asiria na-akparaghị aka.+ 7 Unu adịla ka nna nna unu hà na ụmụnne unu, ndị nupụụrụ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà isi, nke mere o ji mee ha ihe dị egwu, otú unu na-ahụ taa.+ 8 Ugbu a, unu agbala isi akwara otú nna nna unu hà mere.+ Ruberenụ Jehova isi, bịanụ n’ụlọ nsọ ya+ nke o doro nsọ ruo mgbe ebighị ebi fee Jehova bụ́ Chineke unu, ka ọ kwụsị iweso unu iwe.+ 9 N’ihi na ọ bụrụ na unu alọghachikwute Jehova, ndị dọọrọ ụmụnne unu na ụmụ unu n’agha ga-emere ha ebere.+ Ha ga-ahapụkwa ha ka ha lọta n’ala a,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu nwere ọmịiko,* na-emekwa ebere.+ Ọ gaghịkwa agbakụta unu azụ ma unu lọghachikwute ya.”+

10 Ndị ahụ na-ejere eze ozi wee na-aga n’obodo n’obodo gazuo ebo Ifrem na ebo Manase.+ Ha garukwara ebo Zebulọn. Ma, ndị mmadụ nọ na-achị ha ọchị, na-akwakwa ha emo.+ 11 Ma, ndị ụfọdụ si ebo Asha, ebo Manase, na ebo Zebulọn wedara onwe ha ala bịa Jeruselem.+ 12 Ezi Chineke nọnyeere ndị Juda, nke mere ka ha jiri otu obi mee ihe Jehova si n’ọnụ eze na ndị isi gwa ndị Izrel.

13 N’ọnwa nke abụọ, imirikitiimi ndị mmadụ zukọrọ na Jeruselem ka ha mee Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko.+ Ha hiri ezigbo nne.+ 14 Mgbe ha bịara, ha gara bupụ ebe ndị a na-anọ achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà na Jeruselem.+ Ha bupụkwara ebe ịchụàjà insens+ niile ma tụba ha na Ndagwurugwu Kidrọn. 15 E mechaa, ha egbuo anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’abalị iri na anọ n’ọnwa nke abụọ. Ihere bịara ndị nchụàjà na ndị Livaị, ha edoo onwe ha nsọ ma webata àjà a na-esu ọkụ n’ụlọ Jehova. 16 Ha wee nọrọ ebe ha kwesịrị ịna-anọ otú Iwu Mosis onye nke ezi Chineke kwuru. Ndị Livaị ebunyezie ndị nchụàjà ọbara anụ ha ga-efesa n’elu ebe ịchụàjà.+ 17 E nwere ọtụtụ ndị n’ime ndị ahụ zukọtaranụ ndị na-edoghị onwe ha nsọ. Ndị Livaị nọkwa na-egburu ndị niile na-adịghị ọcha anụ ha wetara a ga-eji mee Ememme Ngabiga ahụ,+ iji doo ha nsọ n’ihu Jehova. 18 N’ihi na ọtụtụ ndị n’ime ìgwè mmadụ ahụ, karịchaa, ndị nke si Ifrem, Manase,+ Ịsaka, na Zebulọn, edebeghị onwe ha ọcha. Ha riri nri Ememme Ngabiga ahụ, n’agbanyeghị na iwu kwuru na ha ekwesịghị iri ya. Ma, Hezekaya kpeere ha ekpere, sị: “Ka Jehova, bụ́ onye ọma,+ gbaghara 19 onye ọ bụla nke doziri obi ya ịchọ ezi Chineke,+ bụ́ Jehova, Chineke nna nna ya hà, n’agbanyeghị na o debeghị onwe ya ọcha otú o kwesịrị ime maka ememme a dị nsọ.”+ 20 Jehova wee gee Hezekaya ntị ma gbaghara* ha.

21 Ndị Izrel ndị bịara Jeruselem wee jiri ezigbo ọṅụ mee Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko+ ụbọchị asaa.+ Ndị Livaị na ndị nchụàjà nọkwa na-eto Jehova kwa ụbọchị. Ha nọ na-akụsi egwú ike, na-eto Jehova.+ 22 Hezekaya gbara ndị Livaị niile ume,* bụ́ ndị na-ejere Jehova ozi otú na-egosi na ha ma ihe. Ha mekwara ememme ahụ ụbọchị asaa,+ na-achụ àjà udo,+ na-ekelekwa Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.

23 Ndị niile ahụ zukọtara wee kpebie ime ememme ahụ ụbọchị asaa ọzọ. Ha jikwa ọṅụ mee ya ụbọchị asaa ọzọ.+ 24 Hezekaya eze Juda nyere ndị ahụ zukọtara otu puku (1,000) ehi na puku atụrụ asaa (7,000). Ndị isi nyekwara ha otu puku (1,000) ehi na puku atụrụ iri (10,000).+ Ọtụtụ ndị nchụàjà nọkwa na-edo onwe ha nsọ.+ 25 Ndị Juda niile zukọtaranụ, ndị nchụàjà, ndị Livaị, ndị niile si Izrel,+ na ndị mbịarambịa+ bi n’Izrel na ndị nke bi na Juda nọkwa na-aṅụrị ọṅụ. 26 A ṅụrịrị nnukwu ọṅụ na Jeruselem. Malite mgbe Solomọn nwa Devid eze Izrel nọ ndụ ruo oge ahụ, e nwetụbeghị ememme dị ka nke a na Jeruselem.+ 27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, biliri gọzie ìgwè mmadụ ahụ.+ Chineke nụkwara olu ha, ekpere ha rukwara eluigwe, bụ́ ebe dị nsọ o bi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya