Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 18
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Mbụ

      • Ndị Devid meriri (1-13)

      • Ndị ha na Devid so na-achị (14-17)

1 Ihe E Mere 18:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obodo ndị gbara ya gburugburu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 8:1
  • +1Sa 5:8; 2Sa 1:20

1 Ihe E Mere 18:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 24:17; Ọm 60:8
  • +2Sa 8:2; 2Ez 3:4

1 Ihe E Mere 18:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:23
  • +1Sa 14:47; 2Sa 10:6; Ọm 60:okwu mmeghe
  • +Je 15:18; Ọp 23:31; 2Sa 8:3, 4
  • +2Ih 8:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2005, p. 11

1 Ihe E Mere 18:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 20:7
  • +Di 17:16; Ọm 33:17

1 Ihe E Mere 18:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 8:5-8

1 Ihe E Mere 18:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 17:8

1 Ihe E Mere 18:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:23
  • +1Ez 7:15, 45

1 Ihe E Mere 18:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na 2 Samuel 8:9, 10, a kpọrọ ya Toaị.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 8:3
  • +2Sa 8:9-11

1 Ihe E Mere 18:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na 2 Samuel 8:10, a kpọrọ ya Joram.

1 Ihe E Mere 18:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 6:19; 2Ih 5:1
  • +1Ih 20:1
  • +2Sa 5:25
  • +1Sa 27:8, 9; 30:18, 20

1 Ihe E Mere 18:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 26:6; 2Sa 3:30; 10:10; 20:6; 21:17
  • +1Ih 2:15, 16
  • +2Sa 8:13, 14

1 Ihe E Mere 18:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 25:23; 27:40
  • +Ọm 18:48; 144:10

1 Ihe E Mere 18:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 2:11
  • +2Sa 8:15-18; 23:3, 4; Ọm 78:70-72

1 Ihe E Mere 18:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 11:6
  • +1Ez 4:3

1 Ihe E Mere 18:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 30:14; Zef 2:5
  • +1Ez 1:38

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Ihe 18:12Sa 8:1
1 Ihe 18:11Sa 5:8; 2Sa 1:20
1 Ihe 18:2Ọg 24:17; Ọm 60:8
1 Ihe 18:22Sa 8:2; 2Ez 3:4
1 Ihe 18:31Ez 11:23
1 Ihe 18:31Sa 14:47; 2Sa 10:6; Ọm 60:okwu mmeghe
1 Ihe 18:3Je 15:18; Ọp 23:31; 2Sa 8:3, 4
1 Ihe 18:32Ih 8:3
1 Ihe 18:4Ọm 20:7
1 Ihe 18:4Di 17:16; Ọm 33:17
1 Ihe 18:52Sa 8:5-8
1 Ihe 18:61Ih 17:8
1 Ihe 18:81Ez 7:23
1 Ihe 18:81Ez 7:15, 45
1 Ihe 18:92Sa 8:3
1 Ihe 18:92Sa 8:9-11
1 Ihe 18:11Jos 6:19; 2Ih 5:1
1 Ihe 18:111Ih 20:1
1 Ihe 18:112Sa 5:25
1 Ihe 18:111Sa 27:8, 9; 30:18, 20
1 Ihe 18:121Sa 26:6; 2Sa 3:30; 10:10; 20:6; 21:17
1 Ihe 18:121Ih 2:15, 16
1 Ihe 18:122Sa 8:13, 14
1 Ihe 18:13Je 25:23; 27:40
1 Ihe 18:13Ọm 18:48; 144:10
1 Ihe 18:141Ez 2:11
1 Ihe 18:142Sa 8:15-18; 23:3, 4; Ọm 78:70-72
1 Ihe 18:151Ih 11:6
1 Ihe 18:151Ez 4:3
1 Ihe 18:171Sa 30:14; Zef 2:5
1 Ihe 18:171Ez 1:38
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ihe E Mere 18:1-17

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Mbụ

18 Ka oge na-aga, Devid lụsoro ndị Filistia agha ma merie ha. Ọ nakwaara ha+ Gat+ na ime obodo ndị dị ya nso.* 2 O merikwara ndị Moab,+ ha aghọọ ndị ohu ya, na-atụkwara ya ụtụ.+

3 Ka Hadadiza+ eze Zoba+ nọ na-aga ka o nwetaghachi Osimiri Yufretis,+ Devid nọ ebe dị nso na Hemat+ lụso ya agha, meriekwa ya. 4 Devid jidekwara otu puku (1,000) ụgbọ ịnyịnya Hadadiza, na puku ndị agha ya asaa (7,000) na-agba ịnyịnya nakwa puku ndị agha ya iri abụọ (20,000) ji ụkwụ aga.+ O sekwara ịnyịnya niile na-adọkpụ ụgbọala ha akwara ma e wezụga otu narị (100) n’ime ha ọ hapụrụ.+ 5 Mgbe ndị Siria nọ na Damaskọs bịara inyere Hadadiza eze Zoba aka, Devid gburu puku mmadụ iri abụọ na puku abụọ (22,000) n’ime ha.+ 6 Devid dowekwara ndị agha na-eche nche na Siria, nke Damaskọs bụ isi obodo ya. Ndị Siria ghọkwara ndị ohu Devid, na-atụkwara ya ụtụ. Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+ 7 Devid bukọkwaara ọta ndị na-ejere Hadadiza ozi, bute ha Jeruselem. Ọta ndị ahụ dị okirikiri, e jikwa ọlaedo mee ha. 8 Devid gakwara Tibhat na Kọn, bụ́ obodo ndị Hadadiza na-achị, buru ọtụtụ ọla kọpa. Ọ bụ ọla kọpa ndị ahụ ka Solomọn ji rụọ otu nnukwu ite mmiri e ji ọla kọpa rụọ a na-akpọ Oké Osimiri.+ O jikwa ha rụọ ogidi nakwa arịa ndị e ji ọla kọpa mee.+

9 Mgbe Tou* eze Hemat nụrụ na Devid emeriela ndị agha niile na-alụrụ Hadadiza+ eze Zoba+ agha, 10 o ziri Hedoram* nwa ya ozugbo ka ọ gakwuru Eze Devid kelee ya, jaakwa ya ike maka na ọ lụsoro Hadadiza agha, meriekwa ya, (n’ihi na Hadadiza na-agakarị alụso Tou agha). Hedoram wetakwaara Devid ụdị ihe niile e ji ọlaedo, ọlaọcha, na ọla kọpa mee. 11 Eze Devid nyefere Jehova ihe ndị a,+ ma ọlaọcha ma ọlaedo ndị ọ natara mba niile o meriri, ya bụ, ndị Ịdọm, ndị Moab, ndị Amọn,+ ndị Filistia,+ na ndị Amalek.+

12 Abishaị+ nwa Zeruya+ gburu puku ndị Ịdọm iri na asatọ (18,000) na Ndagwurugwu Nnu.+ 13 O dowekwara ndị agha na-eche nche n’Ịdọm. Ndị Ịdọm niile ghọkwara ndị ohu Devid.+ Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+ 14 Devid nọkwa na-achị Izrel niile,+ na-ekpere ndị ya niile ikpe ziri ezi, na-emekwara ha ihe ọma.+ 15 Joab nwa Zeruya bụ onyeisi ndị agha.+ Jehoshafat+ nwa Ahaịlọd bụ onye na-edekọ ihe. 16 Zedọk nwa Ahaịtọb na Ahimelek nwa Abayata bụ ndị nchụàjà. Shavsha bụ odeakwụkwọ. 17 Benaya nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+ Ụmụ Devid ndị nwoke bụkwa ndị isi na-esote eze.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya