Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 36
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Jehoahaz malitere ịchị Juda (1-3)

      • Jehoyakim malitere ịchị Juda (4-8)

      • Jehoyakin malitere ịchị Juda (9, 10)

      • Zedekaya malitere ịchị Juda  (11-14)

      • E bibiri Jeruselem (15-21)

      • Saịrọs nyere iwu ka a rụghachi ụlọ nsọ Chineke (22, 23)

2 Ihe E Mere 36:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 3:15; Jer 22:11
  • +2Ez 23:30, 31

2 Ihe E Mere 36:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu talent bụ kilogram 34.2. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 18:14; 23:33

2 Ihe E Mere 36:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:29; Jer 46:2
  • +2Ez 23:34; Jer 22:11, 12

2 Ihe E Mere 36:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 26:20, 21; 36:32
  • +2Ez 23:36, 37

2 Ihe E Mere 36:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 24:1; 25:1; Jer 25:1
  • +2Ez 24:16; Da 1:1

2 Ihe E Mere 36:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezr 1:7; Jer 27:16; Da 1:2; 5:2

2 Ihe E Mere 36:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 24:5, 6

2 Ihe E Mere 36:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 22:24; Mt 1:12
  • +2Ez 24:8, 9

2 Ihe E Mere 36:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 24:10; Jer 29:1, 2; Ezi 1:2
  • +2Ez 24:13; Jer 27:17, 18
  • +2Ez 24:17

2 Ihe E Mere 36:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 37:1
  • +2Ez 24:18-20; Jer 52:1-3

2 Ihe E Mere 36:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 21:1, 2; 34:2; 38:14, 24

2 Ihe E Mere 36:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 24:20; Ezi 17:12-15

2 Ihe E Mere 36:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 16:11; Ezi 8:10, 11

2 Ihe E Mere 36:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ebe o bi.”

2 Ihe E Mere 36:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 30:1, 10
  • +Jer 5:12
  • +Jer 20:7
  • +Ọm 74:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    6/8/2003, p. 27-28

2 Ihe E Mere 36:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 24:2
  • +Le 26:31; Di 28:25; Ọm 79:2
  • +Ezi 9:7
  • +Ákw 2:21
  • +Di 28:49-51

2 Ihe E Mere 36:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 20:16, 17; Aịz 39:6; Jer 27:19-22; 52:17

2 Ihe E Mere 36:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 74:4-7
  • +Jer 52:14
  • +1Ez 9:7; 2Ez 25:9, 10; Ọm 79:1

2 Ihe E Mere 36:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “alaeze.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 25:21; Ọm 137:1
  • +Jer 27:6, 7
  • +Ezr 1:1-3

2 Ihe E Mere 36:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 25:9
  • +Le 26:34
  • +Jer 25:12; Zek 1:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2006, p. 32

2 Ihe E Mere 36:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “kpaliri mmụọ Saịrọs eze Peshia.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 44:28; 45:1
  • +Jer 29:14; 32:42; 33:10, 11
  • +Ezr 1:1-4

2 Ihe E Mere 36:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 5:18
  • +Aịz 44:28
  • +Ezr 7:12, 13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 36:11Ih 3:15; Jer 22:11
2 Ihe 36:12Ez 23:30, 31
2 Ihe 36:32Ez 18:14; 23:33
2 Ihe 36:42Ez 23:29; Jer 46:2
2 Ihe 36:42Ez 23:34; Jer 22:11, 12
2 Ihe 36:5Jer 26:20, 21; 36:32
2 Ihe 36:52Ez 23:36, 37
2 Ihe 36:62Ez 24:1; 25:1; Jer 25:1
2 Ihe 36:62Ez 24:16; Da 1:1
2 Ihe 36:7Ezr 1:7; Jer 27:16; Da 1:2; 5:2
2 Ihe 36:82Ez 24:5, 6
2 Ihe 36:9Jer 22:24; Mt 1:12
2 Ihe 36:92Ez 24:8, 9
2 Ihe 36:102Ez 24:10; Jer 29:1, 2; Ezi 1:2
2 Ihe 36:102Ez 24:13; Jer 27:17, 18
2 Ihe 36:102Ez 24:17
2 Ihe 36:11Jer 37:1
2 Ihe 36:112Ez 24:18-20; Jer 52:1-3
2 Ihe 36:12Jer 21:1, 2; 34:2; 38:14, 24
2 Ihe 36:132Ez 24:20; Ezi 17:12-15
2 Ihe 36:142Ez 16:11; Ezi 8:10, 11
2 Ihe 36:162Ih 30:1, 10
2 Ihe 36:16Jer 5:12
2 Ihe 36:16Jer 20:7
2 Ihe 36:16Ọm 74:1
2 Ihe 36:172Ez 24:2
2 Ihe 36:17Le 26:31; Di 28:25; Ọm 79:2
2 Ihe 36:17Ezi 9:7
2 Ihe 36:17Ákw 2:21
2 Ihe 36:17Di 28:49-51
2 Ihe 36:182Ez 20:16, 17; Aịz 39:6; Jer 27:19-22; 52:17
2 Ihe 36:19Ọm 74:4-7
2 Ihe 36:19Jer 52:14
2 Ihe 36:191Ez 9:7; 2Ez 25:9, 10; Ọm 79:1
2 Ihe 36:202Ez 25:21; Ọm 137:1
2 Ihe 36:20Jer 27:6, 7
2 Ihe 36:20Ezr 1:1-3
2 Ihe 36:21Jer 25:9
2 Ihe 36:21Le 26:34
2 Ihe 36:21Jer 25:12; Zek 1:12
2 Ihe 36:22Aịz 44:28; 45:1
2 Ihe 36:22Jer 29:14; 32:42; 33:10, 11
2 Ihe 36:22Ezr 1:1-4
2 Ihe 36:23Da 5:18
2 Ihe 36:23Aịz 44:28
2 Ihe 36:23Ezr 7:12, 13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 36:1-23

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

36 Ndị Juda wee kpọrọ Jehoahaz nwa Josaya+ chie ya eze na Jeruselem, ya anọchie nna ya.+ 2 Jehoahaz dị afọ iri abụọ na atọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem. 3 Ma, eze Ijipt chụturu ya n’ọchịchị na Jeruselem ma rie obodo ahụ iwu otu narị (100) talent* ọlaọcha na otu talent ọlaedo.+ 4 Eze Ijipt chikwara Elayakim nwanne Jehoahaz eze Juda na Jeruselem. Ọ gbanwere aha ya, a kpọwazie ya Jehoyakim. Ma, eze a bụ́ Niko+ kpọọrọ Jehoahaz nwanne Elayakim kpọta Ijipt.+

5 Jehoyakim+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem. Ọ nọkwa na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya.+ 6 Nebukadneza+ eze Babịlọn wee bịa lụso ya agha, tụọ ya ịga abụọ e ji ọla kọpa mee ma kpụrụ ya laa Babịlọn.+ 7 Nebukadneza bukwaara ụfọdụ n’ime arịa ndị dị n’ụlọ Jehova buga Babịlọn ma busa ha n’obí ya dị na Babịlọn.+ 8 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jehoyakim na ihe ọjọọ niile o mere nakwa arụ ndị ọ kpara n’akwụkwọ gbasara ndị eze Izrel na Juda. Jehoyakin nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+

9 Jehoyakin+ dị afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na ụbọchị iri na Jeruselem. Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova.+ 10 Ná mmalite afọ, Eze Nebukadneza dunyere ndị mmadụ ka ha gaa kpụta ya Babịlọn,+ butekwa arịa ndị bara ezigbo uru dị n’ụlọ Jehova.+ O chikwara Zedekaya nwanne nna Jehoyakin eze Juda na Jeruselem.+

11 Zedekaya+ dị afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem.+ 12 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. O wedaghị onwe ya ala mgbe Jeremaya onye amụma+ dọrọ ya aka ná ntị otú Jehova gwara ya mee. 13 O nupụkwaara Eze Nebukadneza+ isi n’agbanyeghị na Nebukadneza mere ka o jiri Chineke ṅụọ iyi na ọ ga na-erubere yanwa isi. Ọ kpọrọ ekwo nkụ, kpọchie obi ya, jụkwa ịlọghachikwute Jehova bụ́ Chineke Izrel. 14 Ndị niile bụ́ ndị isi ndị nchụàjà nakwa ndị ọzọ niile nọ na-enupụrụ Chineke isi, na-akpakwa arụ mba ndị ọzọ na-akpa. Ha merụkwara ụlọ Jehova,+ nke o doro nsọ na Jeruselem.

15 Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha nọkwa na-ezigara ha ndị ozi ya ka ha dọọ ha aka ná ntị. Ọ dọrọ ha aka ná ntị ugboro ugboro, n’ihi na ihe gbasara ha na ụlọ nsọ ya* na-emetụ ya n’obi. 16 Ma, ha ji ndị ozi ezi Chineke+ na-eme ihe ọchị. O nweghịkwa ihe ha ji okwu ya kpọrọ.+ Ha nọ na-akwa ndị amụma ya emo+ ruo mgbe hanwa na-akwa emo na-enweghịzi mmekwata. Mgbe ahụzi ka Jehova wesara ha ezigbo iwe.+

17 O mere ka eze ndị Kaldia gaa lụso ha agha,+ jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ụlọ nsọ ha.+ O mereghị ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ, ma agadi ma onye na-adịkwaghị ike, ebere.+ Chineke nyefere ihe niile n’aka ya.+ 18 O buuru arịa niile dị n’ụlọ ezi Chineke, ma ndị nnukwu ma ndị obere, burukwa akụ̀ ndị dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ eze nakwa nke ndị o mere ndị isi. O buuru ha niile laa Babịlọn.+ 19 Ọ gbara ụlọ ezi Chineke+ ọkụ, kwatuokwa mgbidi Jeruselem.+ Ọ gbara ụlọ elu niile a rụsiri ike na Jeruselem ọkụ, bibiekwa ihe niile bara uru dị na ya.+ 20 Ọ kpụụrụ ndị a na-ejighị mma agha gbuo laa Babịlọn,+ ha aghọọrọ ya na ụmụ ya ndị ohu+ ruo mgbe ndị* Peshia malitere ịchị.+ 21 Ihe a mere iji mezuo ihe Jehova si n’ọnụ Jeremaya kwuo.+ Obodo a tọgbọọrọ chakoo ruo mgbe ọ kwụchara ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+ N’oge niile obodo a tọgbọ chakoo, ọ nọ na-ezu ike ruo mgbe afọ iri asaa gachara.+

22 N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, ka ihe Jehova si n’ọnụ Jeremaya kwuo wee mezuo,+ Jehova mere ka Saịrọs eze Peshia nye iwu* ka a maa ọkwa n’alaeze ya niile, deekwa ya n’akwụkwọ,+ sị: 23 “Ihe a bụ ihe Saịrọs eze Peshia kwuru, ‘Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe enyela m alaeze niile dị n’ụwa.+ Ọ họpụtakwala m ka m rụọrọ ya ụlọ na Jeruselem, nke dị na Juda.+ Onye ọ bụla n’ime unu niile nke so ná ndị ya, ka Jehova bụ́ Chineke ya nọnyere ya. Ya lawa.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya