Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 68
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • ‘Ka a chụsasịa ndị iro Chineke’

        • “Nna ụmụ na-enweghị nna” (5)

        • Chineke na-enye ndị nọ ná nsogbu ụlọ (6)

        • Ụmụ nwaanyị na-ezisa ozi ọma (11)

        • Ụmụ nwoke ndị bụ́ onyinye (18)

        • ‘Jehova na-eburu anyị ibu kwa ụbọchị’ (19)

Abụ Ọma 68:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 10:35; Ọm 21:8

Abụ Ọma 68:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Mgbá aṅụ bụ ihe aṅụ na-anyụpụta nke na-adị n’ụgbụgbọ mmanụ aṅụ. Ihe a na-agbaze ngwa ngwa.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ne 1:6

Abụ Ọma 68:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 32:11

Abụ Ọma 68:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “n’elu ígwé ojii.”

  • *

    “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 12:4
  • +Ọp 6:3

Abụ Ọma 68:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “onyeikpe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 57:15
  • +Ọp 22:22-24; Di 10:17, 18; Ọm 10:14; 146:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 4

Abụ Ọma 68:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-enupụ isi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 113:9
  • +Aịz 61:1
  • +Di 28:15, 23; Ọm 107:33, 34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 1 2018, p. 11

Abụ Ọma 68:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:21

Abụ Ọma 68:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 114:1, 4; Hib 12:26
  • +Ọp 19:18; Ikp 5:4, 5

Abụ Ọma 68:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ndị i ketara.”

Abụ Ọma 68:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 10:34

Abụ Ọma 68:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:20; Ikp 5:1; 11:34; 1Sa 18:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2014, p. 10

    1/1/1991, p. 22-23

Abụ Ọma 68:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 31:25-27; Jos 10:12, 16; 12:7; Ikp 5:19
  • +Ọg 31:27; 1Sa 30:23-25

Abụ Ọma 68:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “unu ụmụ nwoke.”

  • *

    Ma ọ bụ “ugbene.”

  • *

    Ma ọ bụ “ọlaedo a nụchara anụcha.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 10

Abụ Ọma 68:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ọ dị ka à ga-asị na snoo dara na Zalmọn.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:3; Jos 10:5, 10

Abụ Ọma 68:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọmarịcha ugwu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:33; Di 3:8, 10

Abụ Ọma 68:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nwere mmasị na ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 11:5; Ọm 48:2, 3; 132:13
  • +Di 12:5, 6; 1Ez 9:3; Hib 12:22

Abụ Ọma 68:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 6:16, 17; Mt 26:53
  • +Ọp 19:23; Di 33:2

Abụ Ọma 68:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:7
  • +Efe 4:8, 11
  • +Di 2:36; 7:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2010, p. 18

    6/1/2006, p. 10

    6/1/1999, p. 9-10

    5/15/1993, p. 13-14

Abụ Ọma 68:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 55:22; 1Pi 5:6, 7

Abụ Ọma 68:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 12:2; 45:17
  • +Di 32:39

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/2006, p. 14

Abụ Ọma 68:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 55:23; Ezi 18:26

Abụ Ọma 68:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:33

Abụ Ọma 68:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 58:10

Abụ Ọma 68:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 15:25, 28; Ọm 24:7

Abụ Ọma 68:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 15:16; Ọm 87:7; 150:3
  • +Ikp 11:34; 1Sa 18:6

Abụ Ọma 68:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 95:6; Aịz 44:2

Abụ Ọma 68:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 49:27; 1Sa 9:21

Abụ Ọma 68:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 138:8

Abụ Ọma 68:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 10:10; 2Ih 32:23; Ọm 72:10
  • +1Ez 6:1; 1Ih 16:1; Ezr 5:14

Abụ Ọma 68:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ma na-azọ ọlaọcha ụkwụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 39:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 10

Abụ Ọma 68:31

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Ndị nnọchiteanya ga-esi n’Ijipt pụta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 45:14; 60:5

Abụ Ọma 68:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:43

Abụ Ọma 68:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 104:3

Abụ Ọma 68:34

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ígwé ojii.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 96:7

Abụ Ọma 68:35

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 47:2; 66:5
  • +Ọm 29:11; Aịz 40:29-31

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 68:1Ọg 10:35; Ọm 21:8
Ọma 68:2Ne 1:6
Ọma 68:3Ọm 32:11
Ọma 68:4Aịz 12:4
Ọma 68:4Ọp 6:3
Ọma 68:5Aịz 57:15
Ọma 68:5Ọp 22:22-24; Di 10:17, 18; Ọm 10:14; 146:9
Ọma 68:6Ọm 113:9
Ọma 68:6Aịz 61:1
Ọma 68:6Di 28:15, 23; Ọm 107:33, 34
Ọma 68:7Ọp 13:21
Ọma 68:8Ọm 114:1, 4; Hib 12:26
Ọma 68:8Ọp 19:18; Ikp 5:4, 5
Ọma 68:10Ọg 10:34
Ọma 68:11Ọp 15:20; Ikp 5:1; 11:34; 1Sa 18:6
Ọma 68:12Ọg 31:25-27; Jos 10:12, 16; 12:7; Ikp 5:19
Ọma 68:12Ọg 31:27; 1Sa 30:23-25
Ọma 68:14Ọg 21:3; Jos 10:5, 10
Ọma 68:15Ọg 21:33; Di 3:8, 10
Ọma 68:161Ih 11:5; Ọm 48:2, 3; 132:13
Ọma 68:16Di 12:5, 6; 1Ez 9:3; Hib 12:22
Ọma 68:172Ez 6:16, 17; Mt 26:53
Ọma 68:17Ọp 19:23; Di 33:2
Ọma 68:182Sa 5:7
Ọma 68:18Efe 4:8, 11
Ọma 68:18Di 2:36; 7:22
Ọma 68:19Ọm 55:22; 1Pi 5:6, 7
Ọma 68:20Aịz 12:2; 45:17
Ọma 68:20Di 32:39
Ọma 68:21Ọm 55:23; Ezi 18:26
Ọma 68:22Ọg 21:33
Ọma 68:23Ọm 58:10
Ọma 68:241Ih 15:25, 28; Ọm 24:7
Ọma 68:251Ih 15:16; Ọm 87:7; 150:3
Ọma 68:25Ikp 11:34; 1Sa 18:6
Ọma 68:26Ọm 95:6; Aịz 44:2
Ọma 68:27Je 49:27; 1Sa 9:21
Ọma 68:28Ọm 138:8
Ọma 68:291Ez 10:10; 2Ih 32:23; Ọm 72:10
Ọma 68:291Ez 6:1; 1Ih 16:1; Ezr 5:14
Ọma 68:30Ezi 39:18
Ọma 68:31Aịz 45:14; 60:5
Ọma 68:32Di 32:43
Ọma 68:33Ọm 104:3
Ọma 68:34Ọm 96:7
Ọma 68:35Ọm 47:2; 66:5
Ọma 68:35Ọm 29:11; Aịz 40:29-31
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 68:1-35

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ Devid. Abụ ọma.

68 Ka Chineke bilie. Ka a chụsasịa ndị iro ya,

Ka ndị kpọrọ ya asị sikwa n’ihu ya gbafuo.+

 2 Chụsaa ha otú ifufe si efesasị anwụrụ ọkụ.

Ka ndị ajọ omume laa n’iyi n’ihu Chineke+

Otú ọkụ si agbaze mgbá aṅụ.*

 3 Ma, ka ndị ezi omume ṅụrịa ọṅụ.+

Ka ha ṅụrịa ezigbo ọṅụ n’ihu Chineke.

Ka aṅụrị na obi ụtọ ju ha obi.

 4 Bụkuonụ Chineke abụ. Bụọnụ abụ iji too aha ya.+

Bụkuonụ Onye na-agafe n’ọzara* abụ.

Aha ya bụ Jaa.*+ Ṅụrịanụ ọṅụ n’ihu ya.

 5 Chineke nọ n’ebe dị nsọ o bi.+

Ọ bụ nna ụmụ na-enweghị nna, bụrụkwa onye na-echebe* ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ.+

 6 Chineke na-enye ndị na-enweghị onye na-enyere ha aka ụlọ ha ga-ebi.+

Ọ na-akpọpụta ndị mkpọrọ ma mee ka ha baa ọgaranya.+

Ma ndị isi ike* ga-ebi n’ala kpọrọ nkụ.+

 7 Chineke, mgbe i du ndị gị,+

Mgbe ị gafere n’ọzara, (Sila)

 8 Ala mara jijiji.+

Chineke mere ka mmiri si n’eluigwe zoo.

Chineke, bụ́ Chineke Izrel, mere ka Saịnaị nke a maa jijiji.+

 9 Chineke, i mere ka mmiri zosie ike.

I mere ka ndị gị* ike gwụchara nweghachi ume.

10 Ha bi n’ụlọikwuu gị.+

Chineke, i gbooro ndị ogbenye mkpa ha n’ihi na ị dị mma.

11 Ọ bụ Jehova na-enye iwu.

Ụmụ nwaanyị ndị na-ezisa ozi ọma dị ọtụtụ.+

12 Ndị eze na ndị agha ha na-agbalaga.+ Ha na-agbalaga.

Nwaanyị nọ n’ụlọ na-eso eketa ihe a kwatara n’agha.+

13 N’agbanyeghị na unu* dina n’ebe unu kwanyere ọkụ n’akụkụ ụlọikwuu unu,

Unu ga-enweta nduru nku ya bụ ọlaọcha,

Nke ábụ́bà* ya bụkwa ezigbo ọlaedo.*

14 Mgbe Onye Pụrụ Ime Ihe Niile chụsasịrị ndị eze ala ahụ,+

Snoo dara na Zalmọn.*

15 Ugwu Beshan+ bụ ugwu Chineke.*

Ugwu Beshan nwere ọtụtụ ebe dị elu na ya.

16 Gị ugwu nwere ọtụtụ ebe dị elu na ya, gịnị mere i ji ele

Ugwu Chineke họọrọ* ka ọ bụrụ ebe ọ ga-ebi anya ọjọọ?+

N’eziokwu, Jehova ga-ebi na ya ruo mgbe ebighị ebi.+

17 Ụgbọ ịnyịnya agha Chineke dị iri puku kwuru iri puku, puku kwuru puku.+

Jehova esila na Saịnaị bata n’ebe dị nsọ.+

18 Jaa bụ́ Chineke, ị rịgooro n’elu.+

Ị kpọọrọ ndị a dọọrọ n’agha.

Ị kpọọrọ ụmụ nwoke ka ha bụrụ onyinye.+

N’eziokwu, ị kpọọrọ ndị isi ike+ ka ha na ha biri.

19 Ka e too Jehova, onye na-eburu anyị ibu anyị kwa ụbọchị,+

Ezi Chineke, onye na-azọpụta anyị. (Sila)

20 Ezi Chineke bụụrụ anyị Chineke na-azọpụta anyị.+

Ọkaakaa Onyenwe anyị bụ́ Jehova na-anapụta anyị n’aka ọnwụ.+

21 N’eziokwu, Chineke ga-akụri isi ndị iro ya,

Ya bụ, isi onye ọ bụla na-ekweghị ahapụ ihe ọjọọ ọ na-eme.+

22 Jehova ekwuola, sị: “M ga-esi na Beshan kpọghachi ha.+

M ga-esi n’ala ala oké osimiri kpọghachi ha,

23 Ka i wee zọọ ọbara ndị iro gị ụkwụ,+

Ka nkịta gị rachaakwa ọbara ndị iro gị.”

24 Chineke, ha na-ahụ ka ndị gị kwụ n’ahịrị na-aga.

Chineke m, bụ́ Eze m, ha na-ahụ ka ndị gị kwụ n’ahịrị na-abanye n’ebe dị nsọ.+

25 Ndị na-abụ abụ na-aga n’ihu, ndị na-akpọ ụbọ akwara esoro ha n’azụ.+

Ụmụ agbọghọ ndị na-akụ obere ịgbà nọ n’agbata ha.+

26 Unu ndị Onyenwe Izrel nyere ndụ,+ toonụ Chineke.

Nọrọnụ n’ọgbakọ buru ibu too Jehova.

27 Benjamin,+ bụ́ ọdụdụ nwa, na-emeri ha.

Ndị isi Juda na ìgwè mmadụ ndị na-eti mkpu ha na ha so na-emerikwa,

Nakwa ndị isi Zebulọn na ndị isi Naftalaị.

28 Chineke gị ekwuola na ị ga-adị ike.

Chineke, biko, gosi ike gị, gị onye gbachiteere anyị.+

29 Ndị eze ga-ewetara gị onyinye+

Maka ụlọ nsọ gị nke dị na Jeruselem.+

30 Baara anụ ọhịa ndị nọ n’ebe ahịhịa amị dị mba,

Bụ́ ìgwè oké ehi+ na ụmụ ha

Ruo mgbe ndị mmadụ ga na-akpọ isiala ma na-eweta ọlaọcha.*

Ma, ọ na-achụsasị ndị ịlụ agha na-atọ ụtọ.

31 A ga-esi n’Ijipt bute arịa ndị e ji ọla nchara rụọ.*+

Kush ga-eme ngwa ngwa nye Chineke onyinye.

32 Unu alaeze ndị dị n’ụwa, bụkuonụ Chineke abụ,+

Bụkuonụ Jehova abụ otuto, (Sila)

33 Bụkuonụ Onye na-agbafe n’eluigwe niile nke dịwara kemgbe oge ochie abụ.+

Lee, olu ya nke dị ebube na-adasi ụda ike.

34 Kwuonụ na Chineke nwere ike dị ukwuu.+

Ọ bụ ya na-achị Izrel,

A na-ahụkwa ike ya na mbara igwe.*

35 A na-atụ egwu Chineke, na-akwanyekwara ya ùgwù n’ebe nsọ ya* dị ebube.+

Ọ bụ Chineke Izrel,

Onye na-enye ndị ya ike na ume.+

Toonụ Chineke.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya