Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 16
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Ememme Ngabiga; Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko (1-8)

      • Ememme Izu (9-12)

      • Ememme Ụlọ Ndò (13-17)

      • Ịhọpụta ndị ikpe (18-20)

      • Ihe a na-ekwesịghị ife ofufe (21, 22)

Diuterọnọmi 16:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ B15.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:14; Le 23:5; Ọg 9:2; 28:16; 1Kọ 5:7
  • +Ọp 34:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1882, 1988

Diuterọnọmi 16:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:5, 6; 2Ih 35:7
  • +Mt 26:17
  • +1Ez 8:29

Diuterọnọmi 16:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:3; Le 23:6; Ọg 28:17; 1Kọ 5:8
  • +Ọp 12:33
  • +Ọp 12:14; 13:8, 9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1990, p. 16-17

Diuterọnọmi 16:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:15; 13:7
  • +Ọp 12:10; 34:25

Diuterọnọmi 16:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:3, 6; Ọg 9:2, 3; Mt 26:19, 20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1990, p. 14

Diuterọnọmi 16:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:8; 2Ih 35:13
  • +Jn 2:13; 11:55

Diuterọnọmi 16:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:16; Le 23:8

Diuterọnọmi 16:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:16; 34:22; Le 23:15

Diuterọnọmi 16:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 28:26
  • +Di 16:17; 1Kọ 16:2; 2Kọ 8:12

Diuterọnọmi 16:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nwa na-enweghị nne na nna.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:5-7

Diuterọnọmi 16:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:7; Di 5:15

Diuterọnọmi 16:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọka a nwere ike ịbụ ọka wit ma ọ bụ ọka bali.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:16; Le 23:34; Ọg 29:12; Di 31:10, 11; Jn 7:2

Diuterọnọmi 16:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:12; Neh 8:10, 17; Ek 5:18

Diuterọnọmi 16:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 23:36, 40; Neh 8:18
  • +Di 7:13; 28:8; 30:16
  • +Fil 4:4; 1Te 5:16

Diuterọnọmi 16:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:14, 15
  • +Di 16:10
  • +Di 16:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2022, p. 24

    Ụlọ Nche,

    3/1/1998, p. 8-9

    9/15/1995, p. 22

Diuterọnọmi 16:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 8:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 46

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 196-197

Diuterọnọmi 16:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 18:25, 26; Di 1:16; 2Ih 19:4, 5

Diuterọnọmi 16:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:2; Le 19:15
  • +Di 1:17
  • +Ọp 23:8; 1Sa 12:3; Ek 7:7

Diuterọnọmi 16:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Maị 6:8

Diuterọnọmi 16:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:13

Diuterọnọmi 16:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:24; Le 26:1; Di 12:3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 16:1Ọp 12:14; Le 23:5; Ọg 9:2; 28:16; 1Kọ 5:7
Diut. 16:1Ọp 34:18
Diut. 16:2Ọp 12:5, 6; 2Ih 35:7
Diut. 16:2Mt 26:17
Diut. 16:21Ez 8:29
Diut. 16:3Ọp 13:3; Le 23:6; Ọg 28:17; 1Kọ 5:8
Diut. 16:3Ọp 12:33
Diut. 16:3Ọp 12:14; 13:8, 9
Diut. 16:4Ọp 12:15; 13:7
Diut. 16:4Ọp 12:10; 34:25
Diut. 16:6Ọp 12:3, 6; Ọg 9:2, 3; Mt 26:19, 20
Diut. 16:7Ọp 12:8; 2Ih 35:13
Diut. 16:7Jn 2:13; 11:55
Diut. 16:8Ọp 12:16; Le 23:8
Diut. 16:9Ọp 23:16; 34:22; Le 23:15
Diut. 16:10Ọg 28:26
Diut. 16:10Di 16:17; 1Kọ 16:2; 2Kọ 8:12
Diut. 16:11Di 12:5-7
Diut. 16:12Ọp 3:7; Di 5:15
Diut. 16:13Ọp 23:16; Le 23:34; Ọg 29:12; Di 31:10, 11; Jn 7:2
Diut. 16:14Di 12:12; Neh 8:10, 17; Ek 5:18
Diut. 16:15Le 23:36, 40; Neh 8:18
Diut. 16:15Di 7:13; 28:8; 30:16
Diut. 16:15Fil 4:4; 1Te 5:16
Diut. 16:16Ọp 23:14, 15
Diut. 16:16Di 16:10
Diut. 16:16Di 16:13
Diut. 16:172Kọ 8:12
Diut. 16:18Ọp 18:25, 26; Di 1:16; 2Ih 19:4, 5
Diut. 16:19Ọp 23:2; Le 19:15
Diut. 16:19Di 1:17
Diut. 16:19Ọp 23:8; 1Sa 12:3; Ek 7:7
Diut. 16:20Maị 6:8
Diut. 16:21Ọp 34:13
Diut. 16:22Ọp 23:24; Le 26:1; Di 12:3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 16:1-22

Diuterọnọmi

16 “Na-echetanụ ọnwa Ebib,* na-emekwaranụ Jehova bụ́ Chineke unu Ememme Ngabiga+ na ya, n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka Jehova bụ́ Chineke unu kpọpụtara unu n’Ijipt, n’abalị.+ 2 Unu ga-esi n’ìgwè ewu na atụrụ nakwa n’ìgwè ehi+ were anụ chụọrọ Jehova bụ́ Chineke unu àjà+ Ememme Ngabiga n’ebe Jehova họọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya.+ 3 Unu erikọtala ya na ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+ Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko, bụ́ achịcha ahụhụ, ụbọchị asaa, n’ihi na unu si n’Ijipt pụta ọkụ ọkụ.+ Na-emenụ ihe a ka unu wee na-echeta ụbọchị unu si n’Ijipt pụta n’oge niile unu dị ndụ.+ 4 A gaghị ahụ ihe na-eko achịcha n’aka unu n’ala unu niile ruo ụbọchị asaa.+ Anụ ọ bụla unu ga-achụ n’àjà ná mgbede ụbọchị mbụ agaghị afọ ruo ụtụtụ.+ 5 A gaghị ekwe ka unu nọrọ n’obodo ọ bụla dị unu mma n’ime obodo ndị Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu chụọ anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’àjà. 6 Kama ọ bụ n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya ka unu ga-anọ chụọ ya. Unu ga-achụ anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’àjà ná mgbede, ozugbo anyanwụ dara,+ kpọmkwem n’ụbọchị dabara n’ụbọchị unu si n’Ijipt pụta. 7 Unu ga-esi ya, riekwa ya+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ.+ N’ụtụtụ, unu ga-alaghachi n’ụlọikwuu unu. 8 Ụbọchị isii ka unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko. N’ụbọchị nke asaa, a ga-enwe nzukọ pụrụ iche maka Jehova bụ́ Chineke unu. Unu arụla ọrụ ọ bụla.+

9 “Unu ga-agụ izu asaa. Unu ga-ebido ịgụ izu asaa ahụ n’oge mbụ unu ji mma e ji ewe ihe ubi gbute ọka bali n’ubi unu.+ 10 Unu ga-ejizi onyinye si unu n’obi, bụ́ ndị unu wetara, meere Jehova bụ́ Chineke unu Ememme Izu.+ Unu ga-eweta onyinye ndị ahụ otú Jehova bụ́ Chineke unu si agọzi unu.+ 11 Unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu, unu na ụmụ unu ndị nwoke, ụmụ unu ndị nwaanyị, ohu unu ndị nwoke, ohu unu ndị nwaanyị, onye Livaị nke bi n’obodo unu, onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna,* nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo unu, n’ebe ahụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya.+ 12 Chetanụ na unu nọ na-agba ohu n’Ijipt.+ Soronụ ntụziaka ndị a, na-emekwanụ ha.

13 “Unu ga-eme Ememme Ụlọ Ndò+ ụbọchị asaa mgbe unu si n’ebe unu na-azọcha ọka* na ebe unu na-azọchapụta mmanụ nakwa n’ebe unu na-azọchapụta mmanya na-ebubata ihe ubi unu mepụtara. 14 Unu ga-aṅụrị ọṅụ n’oge ememme unu,+ unu na ụmụ unu ndị nwoke, ụmụ unu ndị nwaanyị, ohu unu ndị nwoke, ohu unu ndị nwaanyị, onye Livaị, onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna, nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo unu. 15 Ụbọchị asaa ka unu ga-emere Jehova bụ́ Chineke unu ememme+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu ga-agọzi ihe niile ala unu mepụtara nakwa ihe niile unu na-eme.+ Unu ga na-aṅụrị naanị ọṅụ.+

16 “Ugboro atọ n’afọ ka ụmụ nwoke unu niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu n’ebe ọ ga-ahọrọ: n’Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko,+ n’Ememme Izu,+ nakwa n’Ememme Ụlọ Ndò.+ E nweghị onye n’ime ha ga-agba aka bịa n’ihu Jehova. 17 Onye ọ bụla n’ime unu ga-eweta onyinye otú Jehova bụ́ Chineke unu si gọzie ya.+

18 “Unu ga-ahọpụta ndị ikpe+ na ndị isi maka ebo nke ọ bụla n’obodo niile Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu. Ha ga na-ekpere ndị Izrel ikpe ziri ezi. 19 Unu ekpela ikpe na-ezighị ezi.+ Unu elela mmadụ anya n’ihu.+ Unu anakwala aka azụ n’ihi na ịna aka azụ na-emechi anya ndị ma ihe,+ na-emekwa ka ndị bụ́ ezigbo mmadụ gbanwee okwu ha. 20 Na-ekpenụ naanị ikpe ziri ezi mgbe niile,+ ka unu wee dịrị ndụ ma nweta ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu.

21 “Unu akụla ụdị osisi ọ bụla ka ọ bụrụ ogwe osisi arụsị*+ n’akụkụ ebe ịchụàjà unu ga-arụrụ Jehova bụ́ Chineke unu.

22 “Unu agaghịkwa arụrụ onwe unu ogidi arụsị,+ bụ́ ihe Jehova Chineke unu kpọrọ asị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya