Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 16
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Mbụ

      • A dọsara Igbe Chineke n’ụlọikwuu (1-6)

      • Abụ Devid rọrọ iji kelee Chineke (7-36)

        • “Jehova abụrụla Eze” (31)

      • Ndị na-eje ozi n’ebe a dọsara Igbe Chineke (37-43)

1 Ihe E Mere 16:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:1; 1Ih 15:1
  • +2Sa 6:17-19; 1Ez 8:5

1 Ihe E Mere 16:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 1:3
  • +Le 3:1

1 Ihe E Mere 16:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na-echeta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 18:2

1 Ihe E Mere 16:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 6:31, 39
  • +1Ih 15:18
  • +1Ih 15:21
  • +1Ih 15:17, 19

1 Ihe E Mere 16:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 6:31, 39

1 Ihe E Mere 16:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 106:1
  • +Ọm 67:2; 105:1-6; Aịz 12:4

1 Ihe E Mere 16:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Kwuonụ gbasara ọrụ niile dị ebube ọ na-arụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 23:1; Efe 5:19
  • +Ọm 107:43

1 Ihe E Mere 16:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 22:32; Aịz 45:25; Jer 9:24
  • +1Ih 28:9; Fil 4:4

1 Ihe E Mere 16:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Em 5:4; Zef 2:3
  • +Ọm 24:5, 6

1 Ihe E Mere 16:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 111:2-4

1 Ihe E Mere 16:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 41:8
  • +Ọm 135:4

1 Ihe E Mere 16:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 95:7
  • +Ọm 105:7-11

1 Ihe E Mere 16:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “iwu o nyere.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:9

1 Ihe E Mere 16:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:18; 17:1, 2
  • +Je 26:3-5

1 Ihe E Mere 16:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 28:14

1 Ihe E Mere 16:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 12:7; 17:8; 35:12
  • +Di 32:8

1 Ihe E Mere 16:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 34:30; Di 26:5; Ọm 105:12-15

1 Ihe E Mere 16:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 20:1; 46:6

1 Ihe E Mere 16:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 31:7, 42
  • +Je 12:17; 20:3

1 Ihe E Mere 16:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 20:7

1 Ihe E Mere 16:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:10; 96:1-6

1 Ihe E Mere 16:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:11

1 Ihe E Mere 16:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 45:20; 1Kọ 8:4
  • +Aịz 44:24

1 Ihe E Mere 16:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 33:26; Ọm 8:1
  • +1Ti 1:11

1 Ihe E Mere 16:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 68:34; 96:7-13

1 Ihe E Mere 16:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Feenụ Jehova n’ihi na ọ dị ebube, dịkwa nsọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:58; Neh 9:5; Ọm 148:13
  • +1Ih 29:3-5; Mt 5:23
  • +Di 26:10

1 Ihe E Mere 16:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ala.”

  • *

    Ma ọ bụ “eme ka ọ maa jijiji.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 104:5; Ek 1:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2005, p. 10-11

1 Ihe E Mere 16:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 97:1
  • +Mkp 19:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2014, p. 10-11

1 Ihe E Mere 16:33

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọ bịala.”

1 Ihe E Mere 16:34

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ịhụnanya ya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 5:13; Lu 18:19
  • +Ọm 103:17; Jer 31:3; Ákw 3:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2002, p. 11

1 Ihe E Mere 16:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 68:20
  • +Ọm 122:4
  • +Aịz 43:21

1 Ihe E Mere 16:36

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Malite mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.”

  • *

    Ma ọ bụ “Ka ọ dị otú ahụ.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 9

1 Ihe E Mere 16:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 15:16, 17
  • +1Ih 16:4-6
  • +Ọp 29:38; 2Ih 13:11; Ezr 3:4

1 Ihe E Mere 16:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 12:28
  • +1Ez 3:4

1 Ihe E Mere 16:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:39; 2Ih 2:4

1 Ihe E Mere 16:41

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya ya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 25:1
  • +1Ih 16:4
  • +2Ih 5:13; Ezr 3:11

1 Ihe E Mere 16:42

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 6:31, 33; 15:16, 17
  • +1Ih 25:1, 3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Ihe 16:11Ez 8:1; 1Ih 15:1
1 Ihe 16:12Sa 6:17-19; 1Ez 8:5
1 Ihe 16:2Le 1:3
1 Ihe 16:2Le 3:1
1 Ihe 16:4Ọg 18:2
1 Ihe 16:51Ih 6:31, 39
1 Ihe 16:51Ih 15:18
1 Ihe 16:51Ih 15:21
1 Ihe 16:51Ih 15:17, 19
1 Ihe 16:71Ih 6:31, 39
1 Ihe 16:8Ọm 106:1
1 Ihe 16:8Ọm 67:2; 105:1-6; Aịz 12:4
1 Ihe 16:92Sa 23:1; Efe 5:19
1 Ihe 16:9Ọm 107:43
1 Ihe 16:10Le 22:32; Aịz 45:25; Jer 9:24
1 Ihe 16:101Ih 28:9; Fil 4:4
1 Ihe 16:11Em 5:4; Zef 2:3
1 Ihe 16:11Ọm 24:5, 6
1 Ihe 16:12Ọm 111:2-4
1 Ihe 16:13Aịz 41:8
1 Ihe 16:13Ọm 135:4
1 Ihe 16:14Ọm 95:7
1 Ihe 16:14Ọm 105:7-11
1 Ihe 16:15Di 7:9
1 Ihe 16:16Je 15:18; 17:1, 2
1 Ihe 16:16Je 26:3-5
1 Ihe 16:17Je 28:14
1 Ihe 16:18Je 12:7; 17:8; 35:12
1 Ihe 16:18Di 32:8
1 Ihe 16:19Je 34:30; Di 26:5; Ọm 105:12-15
1 Ihe 16:20Je 20:1; 46:6
1 Ihe 16:21Je 31:7, 42
1 Ihe 16:21Je 12:17; 20:3
1 Ihe 16:22Je 20:7
1 Ihe 16:23Ọm 40:10; 96:1-6
1 Ihe 16:25Ọp 15:11
1 Ihe 16:26Aịz 45:20; 1Kọ 8:4
1 Ihe 16:26Aịz 44:24
1 Ihe 16:27Di 33:26; Ọm 8:1
1 Ihe 16:271Ti 1:11
1 Ihe 16:28Ọm 68:34; 96:7-13
1 Ihe 16:29Di 28:58; Neh 9:5; Ọm 148:13
1 Ihe 16:291Ih 29:3-5; Mt 5:23
1 Ihe 16:29Di 26:10
1 Ihe 16:30Ọm 104:5; Ek 1:4
1 Ihe 16:31Ọm 97:1
1 Ihe 16:31Mkp 19:6
1 Ihe 16:342Ih 5:13; Lu 18:19
1 Ihe 16:34Ọm 103:17; Jer 31:3; Ákw 3:22
1 Ihe 16:35Ọm 68:20
1 Ihe 16:35Ọm 122:4
1 Ihe 16:35Aịz 43:21
1 Ihe 16:371Ih 15:16, 17
1 Ihe 16:371Ih 16:4-6
1 Ihe 16:37Ọp 29:38; 2Ih 13:11; Ezr 3:4
1 Ihe 16:391Ih 12:28
1 Ihe 16:391Ez 3:4
1 Ihe 16:40Ọp 29:39; 2Ih 2:4
1 Ihe 16:411Ih 25:1
1 Ihe 16:411Ih 16:4
1 Ihe 16:412Ih 5:13; Ezr 3:11
1 Ihe 16:421Ih 6:31, 33; 15:16, 17
1 Ihe 16:421Ih 25:1, 3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ihe E Mere 16:1-43

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Mbụ

16 Otú ahụ ka ha si bubata Igbe ezi Chineke ma dọsa ya n’ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya.+ Ha chụkwaara ezi Chineke àjà a na-esu ọkụ na àjà udo.+ 2 Mgbe Devid chụchara àjà a na-esu ọkụ+ na àjà udo,+ ọ gọziri ndị Izrel n’aha Jehova. 3 O nyekwara onye Izrel ọ bụla, ma nwoke ma nwaanyị, otu achịcha, otu keeki mkpụrụ osisi det, na otu keeki mkpụrụ vaịn kpọrọ nkụ. 4 Ọ họpụtakwara ụfọdụ ndị Livaị ka ha na-eje ozi ebe ahụ a dọsara Igbe Jehova+ nakwa ka ha na-asọpụrụ* Jehova bụ́ Chineke Izrel, na-ekele ya ma na-eto ya. 5 Esaf+ bụ onyeisi ha. Zekaraya na-esote ya. Jeayel, Shemiramọt, Jehayel, Matitaya, Elayab, Benaya, Obed-ịdọm, na Jeayel+ na-akpọ ụbọ akwara na une.+ Esaf na-akụ ájà.+ 6 Benaya na Jahazayel bụ́ ndị nchụàjà na-afụkwa opi mgbe niile n’ihu igbe ọgbụgba ndụ ezi Chineke.

7 Ụbọchị ahụ bụ nke mbụ Devid rọrọ abụ e ji ekele Jehova. Ọ gwakwara Esaf+ na ụmụnne ya ka ha bụọ ya. Abụ ahụ bụ:

8 “Keleenụ Jehova.+ Kpọkuonụ aha ya.

Kọọrọnụ mba dị iche iche ihe ndị ọ na-eme.+

9 Bụkuonụ ya abụ, bụkuonụ ya abụ otuto.+

Chebaranụ ọrụ niile dị ebube ọ na-arụ echiche.*+

10 Jirinụ aha nsọ ya na-eme ọnụ.+

Ka obi ndị na-achọ Jehova ṅụrịa ọṅụ.+

11 Chọọnụ Jehova,+ rịọkwanụ ya ka o nye unu ike.

Na-arịọnụ ya mgbe niile ka o meere unu amara.+

12 Chetanụ ihe ndị dị ebube o mere,+

Ọrụ ebube ndị ọ rụrụ nakwa ikpe ndị o kpere,

13 Unu ụmụ* Izrel bụ́ ndị ohu ya,+

Unu ụmụ Jekọb, bụ́ ndị ọ họọrọ.+

14 Ọ bụ ya bụ Jehova Chineke anyị.+

Ọ na-ekpe ụwa niile ikpe.+

15 Na-echetanụ ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi.

Na-echetanụ nkwa o kwere* ruo otu puku ọgbọ.+

16 Ọ bụ ya na Ebreham gbara ndụ ahụ.+

Ọ ṅụkwaara Aịzik iyi.+

17 Ọ ṅụrụ iyi ahụ iji mee ka obi sie Jekọb ike+

Nakwa ka ọ bụrụ ọgbụgba ndụ ga-adịte aka ya na Izrel gbara.

18 Ọ sịrị, ‘M ga-enye unu ala Kenan+

Ka ọ bụrụ ihe unu ketara.’+

19 Ha dị ole na ole mgbe ahụ.

N’eziokwu, ha ehighị nne, ha bụkwa ndị mbịarambịa.+

20 Ha nọ na-aga si n’otu mba ruo mba ọzọ,

Sikwa n’otu alaeze ruo alaeze ọzọ.+

21 O kweghị ka onye ọ bụla megbuo ha,+

Kama ọ baara ndị eze mba n’ihi ha.+

22 Ọ sịrị, ‘Unu akpala ndị m tere mmanụ aka.

Unu emekwala ndị amụma m ihe ọjọọ ọ bụla.’+

23 Ndị niile bi n’ụwa, bụkuonụ Jehova abụ.

Kwa ụbọchị, na-akọnụ otú o si azọpụta ndị mmadụ.+

24 Kọọrọnụ mba dị iche iche na ọ dị ebube.

Kọọkwaranụ mmadụ niile ọrụ ndị dị ebube ọ na-arụ.

25 N’ihi na Jehova bụ onye ukwu, onye ọ bụla kwesịkwara ịna-eto ya.

E kwesịrị ịna-atụ egwu ya karịa chi ọ bụla ọzọ.+

26 Chi ọzọ niile ndị mmadụ na-efe abaghị uru.+

Ma, ọ bụ Jehova kere eluigwe.+

27 Ebube na ịma mma gbara ya gburugburu.+

Ike na ọṅụ dịkwa n’ebe o bi.+

28 Ezinụlọ dị iche iche, toonụ Jehova.

Toonụ Jehova n’ihi na ọ dị ebube, dịkwa ike.+

29 Toonụ aha Jehova dị ebube.+

Jirinụ onyinye bịa ebe ọ nọ.+

Yirinụ ọmarịcha uwe dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala.*+

30 Ndị niile bi n’ụwa, maanụ jijiji n’ihu ya.

E kesiri ụwa* ike. A gaghị ebupụli ya ebupụ.*+

31 Ka eluigwe ṅụrịa ọṅụ, ka ụwa nweekwa aṅụrị.+

Kọsaanụ ná mba dị iche iche, sị: ‘Jehova abụrụla Eze.’+

32 Ka oké osimiri na ihe niile dị n’ime ya mee mkpọtụ.

Ka ọhịa na ihe niile dị n’ime ya ṅụrịa ọṅụ.

33 Ka osisi ndị dị n’oké ọhịa tiekwa mkpu ọṅụ n’ihi Jehova,

N’ihi na ọ na-abịa* ikpe ụwa ikpe.

34 Keleenụ Jehova n’ihi na ọ dị mma.+

Ịhụnanya ya* na-adịru mgbe ebighị ebi.+

35 Sịkwanụ, ‘Chineke, onye nzọpụta anyị, biko, zọpụta anyị,+

Sikwa ná mba dị iche iche kpọkọta anyị ma napụta anyị n’aka ha,

Ka anyị wee too aha nsọ gị,+

Jirikwa ọṅụ na-eto gị.+

36 Ka a na-eto Jehova bụ́ Chineke Izrel

Ruo mgbe ebighị ebi.’”*

Mmadụ niile sịkwara, “Amen!”* Ha tokwara Jehova.

37 Devid hapụziri Esaf+ na ndị Livaị ndị ọzọ ka ha na-eje ozi mgbe niile n’ebe ahụ a dọsara igbe ọgbụgba ndụ Jehova.+ Ha na-ejekwa ozi ọ bụla e kwesịrị ije kwa ụbọchị.+ 38 Ọ hapụkwara Obed-ịdọm na ụmụnne ya iri isii na asatọ, nakwa Obed-ịdọm nwa Jedutọn, na Hosa ka ha na-eche ọnụ ụzọ ámá nche. 39 Ọ hapụkwara Zedọk+ bụ́ onye nchụàjà na ndị nchụàjà ibe ya ka ha nọrọ n’ụlọikwuu Jehova dị n’ebe dị elu na Gibiọn+ 40 na-achụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ n’ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ, ma n’ụtụtụ ma ná mgbede. Ha na-emekwa ihe niile e dere n’Iwu Jehova otú ọ gwara ndị Izrel ka ha na-eme.+ 41 Ndị ọzọ so ha bụ Himan, Jedutọn,+ na ndị ọzọ a họọrọ ka ha na-ekele Jehova,+ n’ihi na “ịhụnanya ya* na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ 42 Himan+ na Jedutọn so ha ka ha nwee ike ịna-afụ opi, na-akụkwa ájà na ihe ndị ọzọ e ji eto ezi Chineke. Ọ bụkwa ụmụ Jedutọn+ na-eche ọnụ ụzọ ámá nche. 43 Mgbe ha mechara, onye ọ bụla lara n’ụlọ ya. Devid lakwara ka ọ gọzie ndị ezinụlọ ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya