Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 19
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Ikpe ọbara ịma mmadụ nakwa obodo mgbaba (1-13)

      • E kwesịghị iwela ihe e ji kpaa ókè azụ (14)

      • Ịgba akaebe mgbe a na-ekpe ikpe (15-21)

        • A ga-eji akaebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ bie okwu (15)

Diuterọnọmi 19:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:1; 9:1

Diuterọnọmi 19:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 35:14; Jos 20:7, 9

Diuterọnọmi 19:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2017, p. 14

Diuterọnọmi 19:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 35:15; Di 4:42

Diuterọnọmi 19:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 35:25

Diuterọnọmi 19:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 35:12, 19
  • +Jos 20:4, 5

Diuterọnọmi 19:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:18; Ọp 23:31; Di 11:24
  • +Je 28:14

Diuterọnọmi 19:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 11:22, 23
  • +Jos 20:7, 8

Diuterọnọmi 19:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ịwụfu ọbara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 6:16, 17
  • +Di 21:6-9

Diuterọnọmi 19:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 3:15

Diuterọnọmi 19:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 9:6; Ọp 21:12; Ọg 35:16; Di 27:24

Diuterọnọmi 19:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Anya unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 24:17, 21; Ọg 35:33; 2Sa 21:1

Diuterọnọmi 19:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 27:17

Diuterọnọmi 19:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ọnụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 35:30; Di 17:6
  • +Mt 18:16; Jn 8:17; 2Kọ 13:1; 1Ti 5:19

Diuterọnọmi 19:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:1; 1Ez 21:13; Mk 14:56

Diuterọnọmi 19:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 17:8, 9

Diuterọnọmi 19:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 13:14; 17:4; 2Ih 19:6

Diuterọnọmi 19:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 19:5
  • +Di 21:20, 21; 24:7; 1Kọ 5:13

Diuterọnọmi 19:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 13:11; 17:13; 1Ti 5:20

Diuterọnọmi 19:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Anya unu.”

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 19:13
  • +Ọp 21:23-25; Le 24:20; Mt 5:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 149

    Bịaruo Jehova Nso, p. 131

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 19:1Di 7:1; 9:1
Diut. 19:2Ọg 35:14; Jos 20:7, 9
Diut. 19:4Ọg 35:15; Di 4:42
Diut. 19:5Ọg 35:25
Diut. 19:6Ọg 35:12, 19
Diut. 19:6Jos 20:4, 5
Diut. 19:8Je 15:18; Ọp 23:31; Di 11:24
Diut. 19:8Je 28:14
Diut. 19:9Di 11:22, 23
Diut. 19:9Jos 20:7, 8
Diut. 19:10Ilu 6:16, 17
Diut. 19:10Di 21:6-9
Diut. 19:111Jn 3:15
Diut. 19:12Je 9:6; Ọp 21:12; Ọg 35:16; Di 27:24
Diut. 19:13Le 24:17, 21; Ọg 35:33; 2Sa 21:1
Diut. 19:14Di 27:17
Diut. 19:15Ọg 35:30; Di 17:6
Diut. 19:15Mt 18:16; Jn 8:17; 2Kọ 13:1; 1Ti 5:19
Diut. 19:16Ọp 23:1; 1Ez 21:13; Mk 14:56
Diut. 19:17Di 17:8, 9
Diut. 19:18Di 13:14; 17:4; 2Ih 19:6
Diut. 19:19Ilu 19:5
Diut. 19:19Di 21:20, 21; 24:7; 1Kọ 5:13
Diut. 19:20Di 13:11; 17:13; 1Ti 5:20
Diut. 19:21Di 19:13
Diut. 19:21Ọp 21:23-25; Le 24:20; Mt 5:38
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 19:1-21

Diuterọnọmi

19 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ebibi mba ndị Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ala ha, unu ewee chụpụ ha ma biri n’obodo ha nakwa n’ụlọ ha,+ 2 unu ga-ewepụta obodo atọ n’ala unu nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka unu biri.+ 3 Unu ga-eke ala Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu ka unu biri ụzọ atọ, doziekwa ụzọ e si aga na ha ka onye gburu mmadụ nwee ike ịgbaga n’otu n’ime obodo ndị ahụ.

4 Ihe a bụ ihe onye gburu mmadụ, bụ́ onye nwere ike ịgbaga ebe ahụ, ga-eme ka o wee dịrị ndụ: Ọ bụrụ na o gburu mmadụ ibe ya n’amaghị ụma, ya abụrụkwa na ọ kpọbughị onye ahụ asị,+ 5 dị ka ihe atụ, ọ bụrụ na ya na mmadụ ibe ya abanye n’ọhịa ịkpata nkụ, ya ewelie aka ya ka o jiri anyụike gbutuo osisi, ma isi anyụike ahụ efepụ n’osisi ya kụgbuo mmadụ ibe ya, onye ahụ gburu ya kwesịrị ịgbaga n’otu n’ime obodo ndị a ka o wee dịrị ndụ.+ 6 Ma ọ́ bụghị ya, onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ+ nwere ike iji iwe chụwa onye ahụ gburu mmadụ, chụkwute ya ma gbuo ya maka na obodo ọ na-agbaga dị ezigbo anya. Ma, ebe ọ bụ na ọ kpọbughị onye ahụ asị,+ o kwesịghị ịnwụ. 7 Ọ bụ ya mere m ji na-enye unu iwu, sị: ‘Wepụtanụ obodo atọ.’

8 “Ọ bụrụ na Jehova bụ́ Chineke unu emee ka ala unu sakwuo mbara otú ọ ṅụụrụ nna nna unu hà n’iyi,+ nyekwa unu ala niile o kwere nkwa inye nna nna unu hà,+ 9 (ma ọ bụrụhaala na unu ejiri obi unu niile na-eme ihe a niile m na-enye unu n’iwu taa, ya bụ, ịhụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya na ime ihe o kwuru mgbe niile)+ unu ga-ewepụtazi obodo atọ ọzọ n’elu obodo atọ ndị a.+ 10 Ihe a ga-eme ka a ghara igbu* onye aka ya dị ọcha+ n’ala unu nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu. Ikpe ọbara agaghịkwa ama unu.+

11 “Ma, ọ bụrụ na mmadụ kpọrọ mmadụ ibe ya asị+ wee chechie ya, lụso ya* ọgụ ma kụgbuo ya, o wee gbaga n’otu n’ime obodo ndị a, 12 ndị okenye obodo ya ga-ezi ozi ka e si ebe ahụ kpọpụta ya. Ha ga-enyefe ya n’aka onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ, ọ ga-egbukwa ya.+ 13 Unu* agaghị emere ya ebere. Unu ga-emekwa ka ikpe ọbara onye aka ya dị ọcha ghara ịma ndị Izrel,+ ka ihe wee gaziere unu.

14 “Mgbe unu ga-enweta ebe unu ketara n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-enye unu ka unu biri, unu ewelala ihe e ji kpaa ókè n’ala onye agbata obi unu azụ+ wee mee ka ọ gharazie ịdị n’ebe nna nna unu hà kpara ókè.

15 “A gaghị ama mmadụ ikpe ma ọ bụrụ naanị otu onye gbara akaebe na o mere mmehie ma ọ bụ na ọ dara iwu.+ A ga-esi n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ n’àmà ndị akaebe atọ gbara mara na okwu ahụ bụ eziokwu.+ 16 Ọ bụrụ na onye chọrọ ịrụsa mmadụ arụrụala agbaa akaebe wee bo onye ahụ ebubo na e nwere iwu ọ dara,+ 17 mmadụ abụọ ahụ na-ese okwu ga-eguzo n’ihu Jehova, n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu ndị ikpe bụ́ ndị ga na-eje ozi n’oge ahụ.+ 18 Ndị ikpe ahụ ga-eleba okwu ahụ anya nke ọma.+ Ọ bụrụ na onye ahụ gbara akaebe ghara ụgha, ọ bụrụkwa na ọ bụ ebubo ụgha ka o boro nwanne ya, 19 unu ga-eme ya ihe ahụ ọ kpara nkata ime nwanne ya,+ unu ga-ewepụkwa ihe ọjọọ n’obodo unu.+ 20 Ndị fọrọ ga-anụ ya wee tụọ egwu, ha agaghịkwa eme ụdị ihe ọjọọ a ọzọ n’obodo unu.+ 21 Unu* agaghị emere ya ebere:+ Onye gburu mmadụ,* a ga-egbu ya. Onye kụkpọrọ mmadụ anya, a ga-akụkpọ ya anya. Onye kụpụrụ mmadụ ezé, a ga-akụpụ ya ezé. Onye gbajiri mmadụ aka, a ga-agbaji ya aka. Onye gbajiri mmadụ ụkwụ, a ga-agbaji ya ụkwụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya