Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 116
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Abụ e ji kelee Chineke

        • “Gịnị ka m ga-eji kwụọ Jehova ụgwọ?” (12)

        • ‘M ga-aṅụ ihe dị n’iko iji kelee ya’ (13)

        • “M ga-emezu nkwa m kwere Jehova” (14, 18)

        • Ọnwụ ndị na-erubere Jehova isi na-ewute ya (15)

Abụ Ọma 116:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:6

Abụ Ọma 116:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọ na-ehulata gee ntị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:15

Abụ Ọma 116:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Shiol.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 38:10
  • +Ọm 18:4; 38:6

Abụ Ọma 116:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:6; Ro 10:13

Abụ Ọma 116:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eme amara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:4
  • +Ọp 34:6; Neh 9:17; Da 9:9

Abụ Ọma 116:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:7

Abụ Ọma 116:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Abụ Ọma 116:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 56:13; 94:18

Abụ Ọma 116:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “M ga-eje ije n’ihu Jehova n’ala ndị dị ndụ.”

Abụ Ọma 116:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 4:13

Abụ Ọma 116:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 3:4

Abụ Ọma 116:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2009, p. 29-30

    12/1/1998, p. 24

Abụ Ọma 116:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “M ga-ebuli iko nke nnukwu nzọpụta elu.”

Abụ Ọma 116:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:25; Jo 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2009, p. 29-30

Abụ Ọma 116:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Dị oké ọnụ n’anya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 25:29; Job 1:12; Ọm 91:14; Zek 2:8; 2Pi 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2012, p. 30

    5/15/2012, p. 22

    9/1/2006, p. 14

Abụ Ọma 116:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 107:14

Abụ Ọma 116:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 7:12; Ọm 50:23

Abụ Ọma 116:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:25; 76:11
  • +Ọm 116:14

Abụ Ọma 116:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 96:8
  • +Mkp 19:1

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 116:1Ọm 18:6
Ọma 116:2Ọm 34:15
Ọma 116:3Aịz 38:10
Ọma 116:3Ọm 18:4; 38:6
Ọma 116:4Ọm 34:6; Ro 10:13
Ọma 116:5Di 32:4
Ọma 116:5Ọp 34:6; Neh 9:17; Da 9:9
Ọma 116:6Ọm 19:7
Ọma 116:8Ọm 56:13; 94:18
Ọma 116:102Kọ 4:13
Ọma 116:11Ro 3:4
Ọma 116:14Ọm 22:25; Jo 2:9
Ọma 116:151Sa 25:29; Job 1:12; Ọm 91:14; Zek 2:8; 2Pi 2:9
Ọma 116:16Ọm 107:14
Ọma 116:17Le 7:12; Ọm 50:23
Ọma 116:18Ọm 22:25; 76:11
Ọma 116:18Ọm 116:14
Ọma 116:19Ọm 96:8
Ọma 116:19Mkp 19:1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 116:1-19

Abụ Ọma

116 M hụrụ Jehova n’anya

Maka na ọ na-anụ olu m. Ọ na-anụ arịrịọ m na-arịọ ka o nyere m aka.+

 2 N’ihi na ọ na-ege m ntị,*+

M ga na-akpọkukwa ya n’oge niile m dị ndụ.

 3 Ọnwụ kere m ụdọ gburugburu.

Ọ dị m ka à ga-asị na ili* jichiri m.+

Nsogbu zuru m ahụ́, m nọkwa na-eru naanị uju.+

 4 Ma m kpọkuru Jehova, kpọọ aha ya, sị:+

“Jehova, biko, napụta m!”*

 5 Jehova nwere ọmịiko,* bụrụkwa onye ezi omume.+

Chineke anyị na-eme ebere.+

 6 Jehova na-echebe ndị na-amaghị ihe.+

E mere ka ike gwụ m, ma ọ zọpụtara m.

 7 Ka mkpụrụ obi m* zuo ike ọzọ,

N’ihi na Jehova emesola m ihe otú dị mma.

 8 Ị napụtala m* n’aka ọnwụ.

I mere ka m kwụsị ibe ákwá, meekwa ka m ghara ịkpọbi ụkwụ.+

 9 M ga-adị ndụ na-efe Jehova.*

10 Ekwuru m okwu maka na m nwere okwukwe.+

E mekpara m ahụ́ nke ukwuu.

11 Ma ụjọ tụrụ m, mụ asị:

“Mmadụ niile bụ ndị ụgha.”+

12 Gịnị ka m ga-eji kwụọ Jehova ụgwọ

Maka ihe ọma niile o meere m?

13 M ga-aṅụ ihe dị n’iko iji kelee ya maka na ọ zọpụtara m,*

M ga-akpọkukwa aha Jehova.

14 M ga-emezu nkwa m kwere Jehova.

M ga-anọ n’ihu ndị ya niile mezuo ya.+

15 Ọnwụ ndị na-erubere Jehova isi

Na-ewute* ya.+

16 Jehova, m na-arịọ gị arịrịọ

N’ihi na abụ m ohu gị.

Abụ m ohu gị, nwa ohu gị nwaanyị.

Ị tọpụla m agbụ e kere m.+

17 M ga-achụrụ gị àjà ekele.+

M ga-akpọku aha Jehova.

18 M ga-emezu nkwa m kwere Jehova.+

M ga-anọ n’ihu ndị ya niile mezuo ya,+

19 N’ogige ụlọ Jehova,+

N’ime Jeruselem.

Toonụ Jaa!*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya