Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 22
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Ehazaya malitere ịchị Juda (1-9)

      • Atalaya weghaara ọchịchị n’ike (10-12)

2 Ihe E Mere 22:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 21:16, 17
  • +2Ez 8:24-26

2 Ihe E Mere 22:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “nwa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 11:1, 13, 16; 2Ih 24:7
  • +1Ez 16:28

2 Ihe E Mere 22:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 16:33; 2Ez 8:27, 28; Maị 6:16

2 Ihe E Mere 22:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 8:15; 10:32
  • +1Ez 22:3; 2Ih 18:14

2 Ihe E Mere 22:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ihe a kpọrọ ya n’Akwụkwọ Nsọ ụfọdụ ndị e ji aka dee n’oge ochie n’asụsụ Hibru bụ “Azaraya.”

  • *

    Ma ọ bụ “n’ihi ọrịa ọ na-arịa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:18, 23
  • +2Ez 9:15
  • +2Ez 8:16
  • +2Ez 3:1
  • +2Ez 9:16

2 Ihe E Mere 22:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “nwa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 19:16; 2Ez 9:20, 21
  • +2Ez 9:6, 7

2 Ihe E Mere 22:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 10:10-14

2 Ihe E Mere 22:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 9:27, 28
  • +2Ih 17:3, 4

2 Ihe E Mere 22:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 22:2
  • +2Ez 11:1-3

2 Ihe E Mere 22:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Jehoshabịat bụ nwaanyị.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 11:21
  • +2Ez 8:16
  • +2Ih 23:1
  • +2Sa 7:12, 13; 1Ez 15:4; 2Ih 21:7

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 22:12Ih 21:16, 17
2 Ihe 22:12Ez 8:24-26
2 Ihe 22:22Ez 11:1, 13, 16; 2Ih 24:7
2 Ihe 22:21Ez 16:28
2 Ihe 22:31Ez 16:33; 2Ez 8:27, 28; Maị 6:16
2 Ihe 22:52Ez 8:15; 10:32
2 Ihe 22:51Ez 22:3; 2Ih 18:14
2 Ihe 22:6Jos 19:18, 23
2 Ihe 22:62Ez 9:15
2 Ihe 22:62Ez 8:16
2 Ihe 22:62Ez 3:1
2 Ihe 22:62Ez 9:16
2 Ihe 22:71Ez 19:16; 2Ez 9:20, 21
2 Ihe 22:72Ez 9:6, 7
2 Ihe 22:82Ez 10:10-14
2 Ihe 22:92Ez 9:27, 28
2 Ihe 22:92Ih 17:3, 4
2 Ihe 22:102Ih 22:2
2 Ihe 22:102Ez 11:1-3
2 Ihe 22:112Ez 11:21
2 Ihe 22:112Ez 8:16
2 Ihe 22:112Ih 23:1
2 Ihe 22:112Sa 7:12, 13; 1Ez 15:4; 2Ih 21:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 22:1-12

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

22 Ndị bi na Jeruselem wee chie Ehazaya ọdụdụ nwa ya eze ka ọ nọchie ya, n’ihi na ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ha na ndị Arab so bịa ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu gburu ndị niile tọrọ ya.+ Otú a ka Ehazaya nwa Jehoram si malite ịchị ndị Juda.+ 2 Ehazaya dị afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara otu afọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Atalaya+ nwa nwa* Ọmraị.+

3 Ọ nọkwa na-akpa àgwà ka ndị ezinụlọ Ehab,+ n’ihi na ọ na-eso ndụmọdụ ọjọọ nne ya na-enye ya. 4 Ọ nọkwa na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova, otú ndị ezinụlọ Ehab mere, n’ihi na ọ bụ ha na-agwa ya ihe ọ na-eme mgbe nna ya nwụrụ. Ihe a kpatakwaara ya nsogbu. 5 O mere ihe ha gwara ya, gaa soro Jehoram nwa Ehab eze Izrel lụso Hazel+ eze Siria agha na Remọt-gilied.+ Ọ bụkwa ebe ahụ ka ndị ọgba ụta merụrụ Jehoram ahụ́. 6 Jehoram lawaziri Jezril+ ka ọ nọrọ ebe ahụ ka ahụ́ ahụ e merụrụ ya laa. E merụrụ ya ahụ́ ahụ na Rema mgbe ọ gara lụso Hazel eze Siria agha.+

Ehazaya* nwa Jehoram+ eze Juda gara Jezril ka ọ hụ Jehoram+ nwa Ehab n’ihi ahụ́ ahụ e merụrụ ya.*+ 7 Ma, Chineke mere ka Ehazaya nwụọ mgbe ọ gara ịhụ Jehoram. Mgbe ọ garuru, ya na Jehoram gara ka ha hụ Jihu+ nwa nwa* Nimshaị, onye Jehova họpụtara ka o bibie ezinụlọ Ehab.+ 8 Mgbe Jihu malitere ime ndị ezinụlọ Ehab ihe Chineke kpebiri ka e mee ha, ọ hụrụ ndị isi ebo Juda, hụkwa ụmụ ụmụnne Ehazaya, ndị na-ejere Ehazaya ozi. O gbukwara ha.+ 9 Ndị na-ejere ya ozi chọwaziri Ehazaya, mechaa jide ya ebe o zoro na Sameria, kpụtakwara ya Jihu. Ha gbuziri ya, liekwa ya.+ Ha sịkwara: “Ọ bụ nwa nwa Jehoshafat, onye ji obi ya niile chọọ Jehova.”+ O nweghị onye si n’ezinụlọ Ehazaya ga-achịli alaeze ahụ.

10 Mgbe Atalaya+ nne Ehazaya hụrụ na nwa ya nwoke anwụọla, ọ gara ka o gbuo ụmụ eze niile si n’ebo Juda.+ 11 Ma, Jehoshabịat* nwa eze zooro ezoro si ebe ụmụ eze ndị a chọrọ igbu nọ kupụ Jehoash+ nwa Ehazaya. O kunyere ya nwaanyị na-enye ya ara ma kpọba ha abụọ n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime. Jehoshabịat bụ nwa Eze Jehoram.+ (Ọ bụ nwunye Jehoyada+ onye nchụàjà, bụrụkwa nwanne Ehazaya.) O zoro Jehoash ka Atalaya ghara ịhụ ya, nke mere na o gbughị ya.+ 12 E zoro Jehoash n’ụlọ ezi Chineke ruo afọ isii mgbe Atalaya nọ na-achị ndị obodo ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya