Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Jenesis JENESIS IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Otú e si kee eluigwe na ụwa (1, 2) Ụbọchị isii e ji kee ụwa (3-31) Ụbọchị nke 1: ìhè; ehihie na abalị (3-5) Ụbọchị nke 2: mbara (6-8) Ụbọchị nke 3: ala nkịtị na ahịhịa ndụ (9-13) Ụbọchị nke 4: ihe ndị na-enye ìhè (14-19) Ụbọchị nke 5: azụ̀ na nnụnụ (20-23) Ụbọchị nke 6: anụmanụ na mmadụ (24-31) 2 Chineke zuru ike n’ụbọchị nke asaa (1-3) Jehova Chineke, Onye kere eluigwe na ụwa (4) Nwoke na nwaanyị bi n’Iden (5-25) E ji ájá kpụọ mmadụ (7) Osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ (15-17) Chineke kere nwaanyị (18-25) 3 Otú mmadụ si mehie (1-13) Ụgha mbụ (4, 5) Ikpe Jehova mara ndị nnupụisi (14-24) Amụma e buru gbasara nwa nwaanyị ahụ (15) A chụpụrụ mmadụ ahụ n’Iden (23, 24) 4 Ken na Ebel (1-16) Ụmụ Ken (17-24) Set na Ịnọsh nwa ya (25, 26) 5 Malite n’oge Adam ruo n’oge Noa (1-32) Adam mụrụ ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị (4) Ịnọk so Chineke na-eje ije (21-24) 6 Ụmụ Chineke lụrụ ụmụ nwaanyị n’ụwa (1-3) A mụrụ ndị Nefilim (4) Ihe ọjọọ ndị mmadụ na-eme wutere Jehova (5-8) A gwara Noa ka ọ rụọ ụgbọ (9-16) Chineke kwuru na ya ga-eme ka mmiri tojuo n’ụwa (17-22) 7 Noa na ezinụlọ ya banyere n’ụgbọ (1-10) Mmiri zoro tochie ụwa (11-24) 8 Mmiri talatara n’ụwa (1-14) Noa zipụrụ otu nduru (8-12) Noa na ezinụlọ ya si n’ụgbọ pụta (15-19) Nkwa Chineke kwere banyere ụwa (20-22) 9 Iwu Chineke nyere mmadụ niile (1-7) Iwu o nyere banyere ọbara (4-6) Ọgbụgba ndụ eke na egwurugwu (8-17) Amụma Noa buru gbasara ụmụ ya (18-29) 10 Ebe mba dị iche iche si (1-32) Ụmụ Jefet (2-5) Ụmụ Ham (6-20) Nimrọd mara Jehova aka (8-12) Ụmụ Shem (21-31) 11 Ụlọ elu a rụrụ na Babel (1-4) Jehova ghagburu asụsụ ndị mmadụ (5-9) Malite n’oge Shem ruo n’oge Ebram (10-32) Ezinụlọ Tira (27) Ebram si n’obodo Ọọ kwapụ (31) 12 Ebram si na Heran kwapụ gawa Kenan (1-9) Nkwa Chineke kwere Ebram (7) Ebram na Seraị gara biri n’Ijipt (10-20) 13 Ebram laghachiri Kenan (1-4) Ebram na Lọt biwere iche iche (5-13) Chineke kweghachiri Ebram nkwa (14-18) 14 Ebram napụtara Lọt (1-16) Melkizedek gọziri Ebram (17-24) 15 Ndụ Chineke na Ebram gbara (1-21) A ga-emesi ụmụ Ebram ike ruo afọ 400 (13) Chineke kweghachiri Ebram nkwa (18-21) 16 Hega na Ishmel (1-16) 17 Ebreham ga-abụ nna ọtụtụ mba (1-8) Aha Ebram ga-abụzi Ebreham (5) Ọgbụgba ndụ ibi úgwù (9-14) Aha Seraị ga-abụzi Sera (15-17) E kwere Ebreham nkwa na ọ ga-amụta Aịzik (18-27) 18 Ndị mmụọ ozi atọ gara n’ụlọ Ebreham (1-8) Sera ga-amụta nwa nwoke; ọ chịrị ọchị (9-15) Ebreham rịọrọ ka a ghara ibibi Sọdọm (16-33) 19 Ndị mmụọ ozi gara n’ụlọ Lọt (1-11) A gwara Lọt na ezinụlọ ya ka ha gbapụ (12-22) E bibiri Sọdọm na Gọmọra (23-29) Nwunye Lọt ghọrọ ogidi nnu (26) Lọt na ụmụ ya (30-38) Ebe obodo Moab na Amọn si (37, 38) 20 A napụtara Sera n’aka Abimelek (1-18) 21 A mụrụ Aịzik (1-7) Ishmel ji Aịzik na-eme ihe ọchị (8, 9) A chụpụrụ Hega na Ishmel (10-21) Ndụ Ebreham na Abimelek gbara (22-34) 22 A gwara Ebreham ka ọ chụọ Aịzik n’àjà (1-19) A ga-esi n’aka nwa Ebreham gọzie mba niile (15-18) Ezinụlọ Ribeka (20-24) 23 Sera nwụrụ, e lie ya (1-20) 24 A chọtaara Aịzik nwaanyị (1-58) Ribeka lakwuuru Aịzik (59-67) 25 Ebreham lụrụ nwaanyị ọzọ (1-6) Ebreham nwụrụ (7-11) Ụmụ Ishmel (12-18) A mụrụ Jekọb na Ịsọ (19-26) Ịsọ nyefere Jekọb ihe o kwesịrị inweta dị ka ọkpara (27-34) 26 Aịzik na Ribeka gara biri na Gira (1-11) Chineke kwere Aịzik nkwa o kweburu nna ya (3-5) E sesara Aịzik okwu n’ihi olulu mmiri (12-25) Ndụ Aịzik na Abimelek gbara (26-33) Ụmụ nwaanyị Het Ịsọ lụrụ (34, 35) 27 Aịzik gọziri Jekọb (1-29) Ịsọ rịọrọ ka a gọzie ya, ma ihe o mere ewuteghị ya (30-40) Ịsọ buuru Jekọb iwe n’obi (41-46) 28 Aịzik zigara Jekọb Padan-eram (1-9) Nrọ Jekọb rọrọ na Betel (10-22) Chineke kwere Jekọb nkwa o kweburu nna ya (13-15) 29 Jekọb na Rechel hụrụ (1-14) Jekọb hụrụ Rechel n’anya (15-20) Jekọb lụrụ Lia na Rechel (21-29) Ụmụ anọ Lia mụụrụ Jekọb: Ruben, Simiọn, Livaị, na Juda (30-35) 30 Bilha mụrụ Dan na Naftalaị (1-8) Zilpa mụrụ Gad na Asha (9-13) Lia mụrụ Ịsaka na Zebulọn (14-21) Rechel mụrụ Josef (22-24) Jekọb nwekwuru ìgwè anụ ụlọ (25-43) 31 Jekọb lawara Kenan n’agwaghị Leban (1-18) Leban chụkwutere Jekọb (19-35)) Ndụ Jekọb na Leban gbara (36-55) 32 Ndị mmụọ ozi bịakwutere Jekọb (1, 2) Jekọb jikeere ịga hụ Ịsọ (3-23) Jekọb na mmụọ ozi gbara mgba (24-32) Aha Jekọb ga-abụzi Izrel (28) 33 Jekọb na Ịsọ hụrụ (1-16) Jekọb garuru Shikem (17-20) 34 E dinara Daịna (1-12) Ụmụ Jekọb ghọrọ aghụghọ (13-31) 35 Jekọb tụfuru chi ndị mba ọzọ (1-4) Jekọb rutere Betel (5-15) A mụrụ Benjamin; Rechel nwụrụ (16-20) Ụmụ iri na abụọ Izrel mụrụ (21-26) Aịzik nwụrụ (27-29) 36 Ụmụ Ịsọ (1-30) Ndị eze Ịdọm na ndị bụ́ ndị isi na ya (31-43) 37 Nrọ Josef (1-11) Josef na ụmụnne ya ndị na-enwere ya anyaụfụ (12-24) E rere Josef, ya abụrụzie ohu (25-36) 38 Juda na Tema (1-30) 39 Josef jewere ozi n’ụlọ Pọtịfa (1-6) Josef jụrụ ime ihe nwunye Pọtịfa kwuru (7-20) A tụrụ Josef mkpọrọ (21-23) 40 Josef kọwara nrọ ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ (1-19) ‘Ọ bụ Chineke na-akọwa nrọ’ (8) Ememme ụbọchị a mụrụ Fero (20-23) 41 Josef kọwara nrọ Fero (1-36) Fero mere Josef onye ukwu (37-46a) Josef malitere ikpokọta nri n’Ijipt (46b-57) 42 Ụmụnne Josef gara Ijipt (1-4) Josef hụrụ ụmụnne ya ma nwalee ha (5-25) Ụmụnne Josef lọghachikwutere Jekọb (26-38) 43 Ụmụnne Josef kpọ Benjamin gaghachi Ijipt (1-14) Josef na ụmụnne ya hụrụ ọzọ (15-23) Josef na ụmụnne ya riri nri (24-34) 44 A hụrụ iko ọlaọcha Josef n’akpa Benjamin (1-17) Juda rịọchiteere Benjamin arịrịọ (18-34) 45 Josef gwara ụmụnne ya onye ọ bụ (1-15) Ụmụnne Josef lawara ịga kpọta Jekọb (16-28) 46 Jekọb na ndị ezinụlọ ya kwagara Ijipt (1-7) Aha ndị kwagara Ijipt (8-27) Josef gara Goshen ịhụ Jekọb (28-34) 47 Jekọb gara hụ Fero (1-12) Josef gosiri na ọ ma ihe (13-26) Izrel biweziri na Goshen (27-31) 48 Jekọb gọziri ụmụ Josef (1-12) A gọziri Ifrem karịa nwanne ya (13-22) 49 Amụma Jekọb buru mgbe ọ na-anwụ (1-28) Shaịlo ga-esi n’agbụrụ Juda (10) Jekọb kwuru ebe ọ chọrọ ka e lie ya (29-32) Jekọb nwụrụ (33) 50 Josef liri Jekọb na Kenan (1-14) Josef gwara ụmụnne ya ọzọ na ya agbagharala ha (15-21) Ihe ndị mere ụbọchị ole na ole tupu Josef anwụọ (22-26) Ihe Josef kwuru ka e mee ọkpụkpụ ya (25)