1
Ụmụ ndị a mụrụ malite n’oge Adam ruo n’oge Ebreham (1-27)
Ụmụ Ebreham na ụmụ ụmụ ya (28-37)
Ndị Ịdọm, ndị eze ha, na ndị isi ha (38-54)
2
3
4
5
Ụmụ Ruben na ụmụ ụmụ ya (1-10)
Ụmụ Gad na ụmụ ụmụ ya (11-17)
E meriri ndị Hega (18-22)
Ọkara ebo Manase (23-26)
6
Ụmụ Livaị na ụmụ ụmụ ya (1-30)
Ndị na-abụ abụ n’ụlọ nsọ (31-47)
Ụmụ Erọn na ụmụ ụmụ ya (48-53)
Ebe e kenyere ndị Livaị ka ha biri (54-81)
7
Ụmụ Ịsaka na ụmụ ụmụ ya (1-5), ụmụ Benjamin na ụmụ ụmụ ya (6-12), ụmụ Naftalaị na ụmụ ụmụ ya (13), ụmụ Manase na ụmụ ụmụ ya (14-19), ụmụ Ifrem na ụmụ ụmụ ya (20-29), ụmụ Asha na ụmụ ụmụ ya (30-40)
8
9
10
11
Ndị Izrel niile chiri Devid eze (1-3)
Devid weghaara Zayọn (4-9)
Ndị agha Devid bụ́ ndị dike n’agha (10-47)
12
13
14
15
16
A dọsara Igbe Chineke n’ụlọikwuu (1-6)
Abụ Devid rọrọ iji kelee Chineke (7-36)
Ndị na-eje ozi n’ebe a dọsara Igbe Chineke (37-43)
17
Ọ bụghị Devid ga-arụ ụlọ nsọ Chineke (1-6)
Chineke kwere Devid nkwa na alaeze ya ga-adịgide (7-15)
Ekpere Devid kpere iji kelee Chineke (16-27)
18
19
20
21
Mgbe Devid gụrụ ndị Izrel ọnụ ọ na-ekwesịghị ịgụ ha (1-6)
Jehova tara ndị Izrel ahụhụ (7-17)
Devid rụrụ ebe ịchụàjà (18-30)
22
Ihe ndị Devid kwakọtara a ga-eji arụ ụlọ nsọ Chineke (1-5)
Devid gwara Solomọn ka ọ rụọrọ Chineke ụlọ (6-16)
Devid gwara ndị isi Izrel ka ha nyere Solomọn aka (17-19)
23
24
25
26
27
28
29
Onyinye ndị mmadụ nyere maka ụlọ nsọ ahụ (1-9)
Ekpere Devid kpere (10-19)
Otú ndị mmadụ si na-enwe aṅụrị nakwa ihe gbasara ọchịchị Solomọn (20-25)
Ọnwụ Devid (26-30)