Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Esta ESTA IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Oriri eze Ahazuirọs mere na Shushan (1-9) Vashtaị nwunye eze nupụụrụ eze isi (10-12) Eze jụrụ ndị ma omenala ihe a ga-eme Vashtaị (13-20) E zipụrụ akwụkwọ ozi e dere ihe eze kwuru (21, 22) 2 A malitere ịchọ onye ga-abụzi nwunye eze (1-14) Esta mechara bụrụ nwunye eze (15-20) Mọdekaị gbara ndị kpara nkata igbu eze n’anwụ (21-23) 3 Eze buliri Heman n’ọkwá (1-4) Heman kpara nkata igbu ndị Juu niile (5-15) 4 Mọdekaị ruru uju (1-5) Mọdekaị gwara Esta ka ọ rịọchitere ndị Juu arịrịọ (6-17) 5 Esta gakwuuru eze (1-8) Mgbe iwe juru Heman obi na mgbe o turu ọnụ (9-14) 6 Eze kwanyeere Mọdekaị ùgwù (1-14) 7 Esta gbara Heman n’anwụ (1-6a) A kwụwara Heman n’elu osisi o gwunyere n’ala (6b-10) 8 E buliri Mọdekaị n’ọkwá (1, 2) Esta rịọrọ eze arịrịọ (3-6) Eze tiri iwu kagburu iwu mbụ o tiri (7-14) A napụtara ndị Juu, ha ana-enwe aṅụrị (15-17) 9 Mgbe ndị Juu meriri ndị iro ha (1-19) Mgbe a malitere ime ememme Purim (20-32) 10 Mọdekaị bụzi nnukwu mmadụ (1-3)