Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọpụpụ ỌPỤPỤ IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Ndị Izrel mụbara n’Ijipt (1-7) Fero megbuwere ndị Izrel (8-14) Ụmụ nwaanyị na-aghọ́ nwa hapụrụ ụmụ nwoke ndụ (15-22) 2 A mụrụ Mosis (1-4) Ada Fero kpọọrọ Mosis, ya abụrụ nwa ya (5-10) Mosis gbagara Midian ma lụọ Zipora (11-22) Chineke nụrụ ude ndị Izrel na-asụ (23-25) 3 Mosis na osisi ogwu ọkụ na-enwu na ya (1-12) Jehova kọwara aha ya (13-15) Jehova gwara Mosis ihe ọ chọrọ ka o mee (16-22) 4 Ihe àmà atọ a gwara Mosis mee (1-9) Mosis chere na ya erughị eru ịrụ ọrụ e nyere ya (10-17) Mosis laghachiri Ijipt (18-26) Mosis gakwuuru Erọn (27-31) 5 Mosis na Erọn gakwuuru Fero (1-5) E mesikwuru ndị Izrel ike (6-18) Ndị Izrel tawara Mosis na Erọn ụta (19-23) 6 Jehova kweghachiri nkwa na ndị Izrel ga-enwere onwe ha (1-13) A matachaghị aha Jehova (2, 3) Usoro ọmụmụ Mosis na Erọn (14-27) A gwara Mosis ka ọ gakwuru Fero ọzọ (28-30) 7 Jehova gbara Mosis ume (1-7) Mkpara Erọn ghọrọ nnukwu agwọ (8-13) Ahụhụ nke mbụ: mmiri ghọrọ ọbara (14-25) 8 Ahụhụ nke abụọ: mbàrá (1-15) Ahụhụ nke atọ: anwụnta (16-19) Ahụhụ nke anọ: odudu (20-32) A gaghị enwe odudu na Goshen (22, 23) 9 Ahụhụ nke ise: anụ ụlọ nwụsịrị (1-7) Ahụhụ nke isii: etuto ọjọọ toro ndị mmadụ na anụmanụ (8-12) Ahụhụ nke asaa: akụ́ mmiri ígwé (13-35) Fero ga-ahụ ike Chineke (16) A ga-akọsa aha Jehova (16) 10 Ahụhụ nke asatọ: igurube (1-20) Ahụhụ nke itoolu: oké ọchịchịrị (21-29) 11 A mara ọkwa ahụhụ nke iri (1-10) A gwara ndị Izrel ka ha rịọta ndị Ijipt onyinye (2) 12 A malitere ime Ememme Ngabiga (1-28) A ga-efesa ọbara n’awara ụzọ (7) Ahụhụ nke iri: e gburu nwa mbụ ọ bụla (29-32) Ndị Izrel si n’Ijipt pụwa (33-42) Afọ 430 gwụrụ (40, 41) Ndị ga-eso eri anụ Ememme Ngabiga (43-51) 13 Ọ bụ Jehova nwe oké ọ bụla e bu ụzọ mụọ (1, 2) Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko (3-10) A ga-ewepụtara Chineke oké ọ bụla e bu ụzọ mụọ (11-16) E du ndị Izrel gawa n’ụzọ Oké Osimiri Uhie (17-20) Ogidi ígwé ojii na ogidi ọkụ (21, 22) 14 Ndị Izrel ruru n’Oké Osimiri Uhie (1-4) Fero chụwara ndị Izrel (5-14) Ndị Izrel gafere Oké Osimiri Uhie (15-25) Oké osimiri riri ndị Ijipt (26-28) Ndị Izrel nwere okwukwe na Jehova (29-31) 15 Abụ mmeri Mosis na ndị Izrel bụrụ (1-19) Miriam so ụmụ nwoke bụọ abụ (20, 21) E mere ka mmiri na-elu ilu tọwa ụtọ (22-27) 16 Ndị Izrel katọrọ Mosis n’ihi nri (1-3) Jehova nụrụ ntamu ndị Izrel (4-12) E nyere ndị Izrel nnụnụ kwel na mana (13-21) Mana agaghị ada n’Ụbọchị Izu Ike (22-30) E dowere mana ka ọ bụrụ ihe ncheta (31-36) 17 Ndị Izrel katọrọ Mosis maka na mmiri adịghị na Horeb (1-4) Mmiri si n’oké nkume gbapụta (5-7) Ndị Amalek lụsoro ndị Izrel agha, e merie ha (8-16) 18 Jetro na Zipora bịara (1-12) Jetro gwara Mosis ka ọ họpụta ndị ikpe (13-27) 19 Ndị Izrel rutere n’Ugwu Saịnaị (1-25) Izrel ga-abụ alaeze nke ndị nchụàjà na-achị na ya (5, 6) E mere ka ndị Izrel dị nsọ maka ịbịakwute Chineke (14, 15) 20 Iwu Iri (1-17) Egwu tụrụ ndị Izrel n’ihi ihe ha hụrụ ma nụ (18-21) A gwara ndị Izrel otú ha ga-esi na-efe Chineke (22-26) 21 Iwu e nyere ndị Izrel (1-36) Gbasara ndị Hibru bụ́ ndị ohu (2-11) Gbasara iti mmadụ ihe ma ọ bụ ịkụgbu mmadụ (12-27) Gbasara anụmanụ (28-36) 22 Iwu e nyere ndị Izrel (1-31) Gbasara izu ohi (1-4) Gbasara imebi ihe a kụrụ n’ubi (5, 6) Gbasara ịkwụ mmadụ ụgwọ ihe ya (7-15) Gbasara ịrafu mmadụ (16, 17) Gbasara ife Chineke na imegbu mmadụ (18-31) 23 Iwu e nyere ndị Izrel (1-19) Gbasara omume ọma na ịkwụwa aka ọtọ (1-9) Gbasara ụbọchị izu ike na ememme dị iche iche (10-19) Mmụọ ozi ga-edu ndị Izrel (20-26) Ala ndị Izrel ga-ebichi na ókè ha (27-33) 24 Ndị Izrel kwetara ime ihe Jehova gwara ha (1-11) Mgbe Mosis gara n’Ugwu Saịnaị (12-18) 25 Onyinye ndị e wetara maka ụlọikwuu (1-9) Igbe (10-22) Tebụl (23-30) Ihe e ji adọsa ọkụ (31-40) 26 Ụlọikwuu (1-37) Ákwà ụlọikwuu (1-14) Frem na ntọala ndị nwere oghere (15-30) Ákwà mgbochi na ákwà ngebichi (31-37) 27 Ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ (1-8) Ogige ụlọikwuu (9-19) Mmanụ e ji amụ ọkụ (20, 21) 28 Uwe ndị nchụàjà (1-5) Efọd (6-14) Akpa a na-anya n’obi (15-30) Yurim na Tọmịm (30) Uwe na-enweghị aka (31-35) Ákwà isi e kenyere ihe mbadamba e ji ọlaedo mee (36-39) Ihe ndị ọzọ ndị nchụàjà ga-eyi (40-43) 29 E mere Erọn na ụmụ ya ndị nchụàjà (1-37) Àjà a ga na-achụ kwa ụbọchị (38-46) 30 Ebe ịchụàjà insens (1-10) Ụmụ nwoke ga-akwụ ụgwọ iji gbara ndụ ha ma a gụọ ha ọnụ (11-16) Nnukwu ite e ji ọla kọpa kpụọ a gbanyere mmiri (17-21) Ihe ndị pụrụ iche e ji mee mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ (22-33) Ihe ndị e ji eme insens nsọ (34-38) 31 Mmụọ nsọ Chineke jupụtara n’ime ndị nwere nkà (1-11) Ụbọchị Izu Ike bụ ihe àmà dị n’etiti Chineke na Izrel (12-17) Mbadamba nkume abụọ (18) 32 Ndị Izrel fere nwa ehi ọlaedo (1-35) Mosis nụrụ ụda abụ ndị Izrel (17, 18) Mosis kụriri mbadamba nkume ndị e dere iwu (19) Ụmụ Livaị rubeere Jehova isi (26-29) 33 Chineke baara ndị Izrel mba (1-6) A mara ụlọikwuu nzute n’ebe dịpụtụrụ adịpụ (7-11) Mosis rịọrọ Jehova ka o gosi ya ebube ya (12-23) 34 Mosis wapụtara mbadamba nkume abụọ ọzọ (1-4) Mosis hụrụ ebube Jehova (5-9) Chineke kwughachiri ọgbụgba ndụ ya na Izrel (10-28) Ihu Mosis nwuru ka ìhè (29-35) 35 Ntụziaka gbasara Ụbọchị Izu Ike (1-3) Onyinye ndị e wetara maka ụlọikwuu (4-29) Mmụọ Chineke jupụtara n’ime Bezalel na Oholiab (30-35) 36 Onyinye ndị e wetara karịrị akarị (1-7) A rụwara ụlọikwuu ahụ (8-38) 37 A rụrụ Igbe ahụ (1-9) Tebụl (10-16) Ihe e ji adọsa ọkụ (17-24) Ebe ịchụàjà insens (25-29) 38 Ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ (1-7) Nnukwu ite e ji ọla kọpa kpụọ (8) Ogige ụlọikwuu (9-20) E depụtara ihe ndị e ji rụọ ụlọikwuu ahụ (21-31) 39 A kpara uwe ndị nchụàjà (1) Efọd 2-7) Akpa a na-anya n’obi (8-21) Uwe na-enweghị aka (22-26) Ihe ndị ọzọ ndị nchụàjà ga-eyi (27-29) Ihe mbadamba e ji ọlaedo mee (30, 31) Mosis leruru ihe ndị a rụrụ anya (32-43) 40 A mara ụlọikwuu ahụ (1-33) Ebube Jehova juru n’ụlọikwuu ahụ (34-38)