DANIEL
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
-
Eze Nebukadneza rọrọ nrọ nyere ya nsogbu (1-4)
E nweghị onye ma ihe nke nwere ike ịkọ nrọ ahụ (5-13)
Daniel rịọrọ Chineke ka o nyere ya aka (14-18)
O toro Chineke maka ime ka ọ mata ihe nzuzo ahụ (19-23)
Daniel kọọrọ eze nrọ ahụ (24-35)
Ihe nrọ ahụ pụtara (36-45)
Nkume nke nọchiri anya alaeze ga-egwepịa ihe a kpụrụ akpụ (44, 45)
Eze kwanyeere Daniel ùgwù (46-49)