Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Obedaya OBEDAYA IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A A ga-akwatu Ịdọm n’ala n’ihi mpako ya (1-9) Ịdọm mesiri Jekọb ike (10-14) Ụbọchị Jehova nke ga-abịakwasị mba niile (15, 16) Ụlọ Jekọb ga-enwetaghachi ala ya (17-21) Jekọb ga-amụnye Ịdọm ọkụ, repịa ya (18) Jehova ga-abụ eze (21)