MATIU
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
-
IHE JIZỌS NỌ N’ELU UGWU KỤZIE (1-48)
-
Jizọs bụ “Onyenwe Ụbọchị Izu Ike” (1-8)
Jizọs gwọrọ otu nwoke aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ (9-14)
Ohu Chineke hụrụ n’anya (15-21)
Jizọs ji mmụọ nsọ chụpụ ndị mmụọ ọjọọ (22-30)
Mmehie nke a na-agaghị agbaghara (31, 32)
A na-eji mkpụrụ osisi amata osisi ọ bụla (33-37)
Ọrụ ebube a rụụrụ Jona (38-42)
Mgbe mmụọ ọjọọ lọghachiri ebe o si pụọ (43-45)
Nne na ụmụnne Jizọs (46-50)
-
IHE ATỤ NDỊ GBASARA ALAEZE (1-52)
Ọgha mkpụrụ (1-9)
Ihe mere Jizọs ji eme ihe atụ (10-17)
A kọwara ihe atụ ọgha mkpụrụ (18-23)
Ọka wit na ata (24-30)
Mkpụrụ osisi mọstad na ihe iko achịcha (31-33)
Otú Jizọs si eji ihe atụ akụzi ihe mezuru amụma (34, 35)
A kọwara ihe atụ ọka wit na ata (36-43)
Akụ̀ e zoro n’ala na nkume pel mara mma (44-46)
Ụgbụ (47-50)
Akụ̀ ndị dị ọhụrụ na ndị mere ochie (51, 52)
Ndị obodo Jizọs anabataghị ya (53-58)
-
Ndị nchụàjà kpara nkata igbu Jizọs (1-5)
Otu nwaanyị wụrụ mmanụ na-esi ísì ọma n’isi Jizọs (6-13)
Ememme Ngabiga ikpeazụ na ịrara Jizọs nye (14-25)
Jizọs malitere Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị (26-30)
Jizọs kwuru na Pita ga-agọnahụ ya (31-35)
Jizọs kpere ekpere na Getsemeni (36-46)
Mgbe e jidere Jizọs (47-56)
Mgbe a na-ekpe Jizọs ikpe na Sanhedrin (57-68)
Pita gọnahụrụ Jizọs (69-75)