MAK
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
-
Jọn Onye Na-eme Baptizim kwusawara ozi ọma (1-8)
E mere Jizọs baptizim (9-11)
Setan nwara Jizọs ọnwụnwa (12, 13)
Jizọs malitere ikwusa ozi ọma na Galili (14, 15)
Jizọs kpọrọ ndị mbụ ga-eso ụzọ ya (16-20)
Ọ chụpụrụ ndị mmụọ ọjọọ (21-28)
Jizọs gwọrọ ọtụtụ ndị na Kapaniọm (29-34)
O kpere ekpere n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị (35-39)
Ọ gwọrọ onye ekpenta (40-45)
-
Jizọs nwoghara (1-13)
Ọ gwọrọ nwata nwoke mmụọ ọjọọ ji (14-29)
lhe niile kwere omume ma mmadụ nwee okwukwe (23)
Jizọs kwuru ọzọ banyere ọnwụ ya (30-32)
Ndị na-eso ụzọ ya rụrịtara ụka onye ka ukwuu (33-37)
Onye na-anaghị emegide anyị dịnyeere anyị (38-41)
Ihe ndị nwere ike ime ka mmadụ mehie (42-48)
“Nweenụ nnu n’ime onwe unu” (49, 50)
-
Alụmdi na nwunye na ịgba alụkwaghịm (1-12)
Jizọs gọziri ụmụaka (13-16)
Ajụjụ nwoke bara ọgaranya jụrụ (17-25)
Ihe ndị a ga-ahapụ n’ihi Alaeze (26-31)
Jizọs kwuru ọzọ banyere ọnwụ ya (32-34)
Jems na Jọn rịọrọ Jizọs arịrịọ (35-45)
Jizọs bụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ (45)
E mere ka Batimiọs hụwa ụzọ (46-52)
-
Ndị nchụàjà kpara nkata igbu Jizọs (1, 2)
A wụsara Jizọs mmanụ na-esi ísì ọma (3-9)
Judas raara Jizọs nye (10, 11)
Ememme Ngabiga ikpeazụ (12-21)
Ọ malitere Nri Anyasị Onyenwe Anyị (22-26)
O kwuru na Pita ga-agọnahụ ya (27-31)
Jizọs kpere ekpere na Getsemeni (32-42)
E jidere Jizọs (43-52)
E kpere Jizọs ikpe n’ihu ndị Sanhedrin (53-65)
Pita gọnahụrụ Jizọs (66-72)
-
A kpọlitere Jizọs n’ọnwụ (1-8)