Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Jọn JỌN IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ́ (1-18) Àmà Jọn Onye Na-eme Baptizim gbara (19-28) Jizọs bụ Nwa Atụrụ Chineke (29-34) Ndị mbụ sowere ụzọ Jizọs (35-42) Filip na Nataniel (43-51) 2 Agbamakwụkwọ na Kena; mmiri ghọrọ mmanya (1-12) Jizọs mere ka ụlọ nsọ dị ọcha (13-22) Jizọs ma ihe dị mmadụ n’obi (23-25) 3 Jizọs na Nikọdimọs (1-21) Ịmụ mmadụ ọzọ (3-8) Chineke hụrụ ụwa n’anya (16) Àmà ikpeazụ Jọn gbara banyere Jizọs (22-30) Onye ahụ nke si n’elu bịa (31-36) 4 Jizọs na nwaanyị Sameria (1-38) Fee Chineke “n’ime mmụọ na n’eziokwu” (23, 24) Ọtụtụ ndị Sameria kweere na Jizọs (39-42) Jizọs gwọrọ nwa otu nwoke na-ejere eze ozi (43-54) 5 Jizọs gwọrọ otu nwoke na Betzeta (1-18) Ikike Jizọs nwere si n’aka Nna ya (19-24) Ndị nwụrụ anwụ ga-anụ olu Jizọs (25-30) Àmà ndị a gbara banyere Jizọs (31-47) 6 Jizọs nyere puku ụmụ nwoke ise nri (1-15) Jizọs jere ije n’elu mmiri (16-21) Jizọs bụ “achịcha na-enye ndụ” (22-59) Okwu Jizọs mere ka ọtụtụ ndị kwụsị iso ya (60-71) 7 Jizọs gara Ememme Ụlọikwuu (1-13) Jizọs kụziri ihe n’ememme (14-24) Ndị mmadụ kwuru ihe dị iche iche banyere Kraịst (25-52) 8 Chineke na-agba àmà banyere Jizọs (12-30) Jizọs bụ “ìhè nke ụwa” (12) Ụmụ Ebreham (31-41) ‘Eziokwu ga-eme ka unu nwere onwe unu’ (32) Ụmụ Ekwensu (42-47) Jizọs na Ebreham (48-59) 9 Jizọs mere ka nwoke kpuru ìsì malite mgbe a mụrụ ya hụwa ụzọ (1-12) Ndị Farisii gbara nwoke kpuburu ìsì ajụjụ (13-34) Ndị Farisii kpuru ìsì (35-41) 10 Onye ọzụzụ atụrụ na ìgwè atụrụ ya (1-21) Jizọs bụ ezigbo onye ọzụzụ atụrụ (11-15) ‘Enwere m atụrụ ọzọ’ (16) Ndị Juu jụrụ Jizọs ajụjụ n’Ememme Inyefe Chineke Ụlọ (22-39) Ọtụtụ ndị Juu ekweghị na Jizọs (24-26) “Atụrụ m na-anụ olu m” (27) Ọkpara ahụ na Nna ya dị n’otu (30, 38) Ọtụtụ ndị nọ n’ofe Jọdan kweere na Jizọs (40-42) 11 Ọnwụ Lazarọs (1-16) Jizọs kasiri Mata na Meri obi (17-37) Jizọs kpọlitere Lazarọs n’ọnwụ (38-44) A gbara izu igbu Jizọs (45-57) 12 Meri tere Jizọs mmanụ n’ụkwụ (1-11) Jizọs banyere Jeruselem ka eze (12-19) Jizọs kwuru banyere ọnwụ ya (20-37) Enweghị okwukwe ndị Juu mezuru amụma (38-43) Jizọs bịara ịzọpụta ụwa (44-50) 13 Jizọs sara ụkwụ ndị na-eso ụzọ ya (1-20) Jizọs kwuru na ọ bụ Judas ga-arara ya nye (21-30) Iwu ọhụrụ (31-35) “Ọ bụrụ na unu hụrụ ibe unu n’anya” (35) Jizọs kwuru na Pita ga-agọnahụ ya (36-38) 14 Ọ bụ naanị na Jizọs ka e si agakwuru Nna ya (1-14) “Ọ bụ m bụ ụzọ na eziokwu na ndụ” (6) Jizọs kwere nkwa izite mmụọ nsọ (15-31) “Nna m ka m ukwuu” (28) 15 Ihe atụ ezigbo osisi vaịn (1-10) Hụnụ ibe unu n’anya otú Kraịst hụrụ unu n’anya (11-17) ‘E nweghị ịhụnanya karịrị nke a’ (13) Ụwa kpọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs asị (18-27) 16 E nwere ike igbu ndị na-eso ụzọ Jizọs (1-4a) Ihe mmụọ nsọ ga-eme (4b-16) Ndị na-eso ụzọ Jizọs ga-akwụsị iru uju (17-24) Jizọs meriri ụwa (25-33) 17 Ekpere ikpeazụ Jizọs kpere mgbe ya na ndịozi ya nọ (1-26) Ịmata Chineke ga-eme ka e nweta ndụ ebighị ebi (3) Ndị Kraịst abụghị nke ụwa (14-16) “Okwu gị bụ eziokwu” (17) ‘Emeela m ka a mara aha gị’ (26) 18 Judas raara Jizọs nye (1-9) Pita gburu mmadụ mma (10, 11) A kpụgara Jizọs na nke Anas (12-14) Agọ nke mbụ Pita gọrọ (15-18) Mgbe Jizọs nọ n’ihu Anas (19-24) Agọ nke abụọ na nke atọ Pita gọrọ (25-27) Mgbe Jizọs nọ n’ihu Paịlet (28-40) “Alaeze m abụghị nke ụwa a” (36) 19 A pịara Jizọs ihe, jirikwa ya mee ihe ọchị (1-7) Paịlet jụrụ Jizọs ajụjụ ọzọ (8-16a) A kpọgidere Jizọs n’osisi na Gọlgọta (16b-24) Jizọs nyefere nne ya n’aka onye na-eso ụzọ ya (25-27) Ọnwụ Jizọs (28-37) Olili Jizọs (38-42) 20 Ili Jizọs gheere oghe (1-10) Jizọs pụtara n’ihu Meri Magdalin (11-18) Jizọs pụtara n’ihu ndị na-eso ụzọ ya (19-23) Tọmọs rụrụ ụka, mechaa kweta (24-29) Ihe mere e ji dee akwụkwọ mpịakọta a (30, 31) 21 Jizọs pụtara n’ihu ndị na-eso ụzọ ya (1-14) Pita kwuru na ya hụrụ Jizọs n’anya (15-19) “Na-enye ụmụ atụrụ m nri” (17) Ihe Jizọs kwuru gbasara onye na-eso ụzọ ya ọ hụrụ n’anya (20-23) Okwu mmechi (24, 25)