ỌRỤ
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
-
E jidere Pita na Jọn (1-4)
Mgbe ụmụ nwoke ndị na-eso ụzọ Jizọs ruru 5,000 (4)
Mgbe ndị Sanhedrin na-ekpe Pita na Jọn ikpe (5-22)
‘Anyị enweghị ike ịkwụsị ikwusa ozi ọma’ (20)
Ndị na-eso ụzọ Jizọs rịọrọ Chineke ka o mee ka ha na-ekwu okwu ya n’atụghị egwu (23-31)
Ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ na-enye ibe ha ihe ndị ha nwere (32-37)
-
Ananayas na Safaịra (1-11)
Ndịozi nọ na-arụ ọtụtụ ọrụ ebube (12-16)
A tụrụ ndịozi mkpọrọ, mmụọ ozi akpọpụta ha (17-21a)
A kpọtara ndịozi ahụ ọzọ n’ihu ndị Sanhedrin (21b-32)
“Anyị ga-erubere Chineke isi karịa mmadụ” (29)
Aro Gameliel tụụrụ ndị Sanhedrin (33-40)
Ndịozi kwusara ozi ọma n’ụlọ n’ụlọ (41, 42)