Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Timoti nke Abụọ 2 TIMOTI IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Ekele (1, 2) Pọl kelere Chineke maka otú Timoti si nwee okwukwe (3-5) Jiri onyinye Chineke nyere gị kpọrọ ihe (6-11) Jidesie eziokwu m kụziiri gị aka ike (12-14) Ndị iro Pọl na ndị enyi ya (15-18) 2 Kụziere ndị ruru eru ihe m kụziri (1-7) Idi ahụhụ n’ihi ozi ọma (8-13) Na-akụzi okwu Chineke, na-akọwakwa ya nke ọma (14-19) Gbaara ihe na-agụ ndị na-eto eto ọsọ (20-22) Otú e kwesịrị isi emeso ndị isi ike (23-26) 3 Oge ikpeazụ ga-adị oké egwu (1-7) Na-eme nnọọ ka Pọl (8-13) “Ahapụkwala ihe ndị ị mụtara” (14-17) Ihe niile dị n’Akwụkwọ Nsọ si n’ike mmụọ nsọ Chineke (16) 4 “Jeruo ozi gị n’isi” (1-5) Jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa okwu Chineke (2) “Alụọla m ezigbo ọgụ anyị na-alụ” (6-8) Ihe Pọl kwuru gbasara onwe ya (9-18) Ekele ikpeazụ (19-22)