Anyasị Ncheta
A NA-AKPỌ GỊ ÒKÙ
EMEME NCHETA KWA AFỌ NKE ỌNWỤ JISỌS KRAỊST
TUESDAY, APRIL 2, 1996
ỤLỌ NZUKỌ ALAEZE NKE NDỊÀMÀ JEHOVA
Jisọs n’onwe ya guzobere ememe ncheta nke ọnwụ ya n’anyasị bu ọnwụ ya ụzọ. Ọ bụ ememe dị mfe. Ndịàmà Jehova na-akpọ gị òkù isonyere ha n’icheta ihe omume a dị mkpa n’Ụlọ Nzukọ Alaeze dịkarịsị nso n’ebe obibi gị. Kpọtụrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè unu maka kpọmkwem oge na ebe nzukọ ahụ.