Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g97 2/8 p. 32
  • Gịnị Ka Ị Maara Banyere Jisọs?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka Ị Maara Banyere Jisọs?
  • Teta!—1997
Teta!—1997
g97 2/8 p. 32

Gịnị Ka Ị Maara Banyere Jisọs?

Otu nwanyị dị afọ 84 bi na United States kwuru banyere Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ, akwụkwọ dị peji 448 nke nwere ihe osise banyere ndụ Jisọs Kraịst, sị: “Agụchawo m Bible n’oge dị iche iche, akwụkwọ Nwoke Kasị Ukwuu enyewokwara m aka ịghọta ọgụgụ Bible m nke ọma karị.” Akwụkwọ ahụ na-eme ka ihe ndekọ Bible banyere ndụ Jisọs na-akpali mmasị nye ya.

“Ike adịghị agwụ m ịgụ akwụkwọ ahụ,” ka o dere. “Agụwo m ya ugboro asaa, amalitewokwa m ịgụ ya ọzọ. Àgwà ndị magburu onwe ha nke Jisọs na-akpali obi m. Mgbe m gụrụ isiakwụkwọ ndị na-ekwu banyere izu ikpeazụ Jisọs n’elu ala, mmeso ọjọọ ọ natara, karịsịa n’oge hour ndị ikpeazụ ya, na ọnwụ ya n’elu osisi ịta ahụhụ na-ewute m. Ma, o nyere Nna anyị nke eluigwe, bụ́ Jehova otuto.”

Na Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ, e mewo mgbalị iwepụta ihe nile mere ná ndụ Jisọs n’elu ala, bụ́ nke a kọrọ n’Oziọma anọ ahụ. Ọ pụrụ inyere gị aka ịmụtakwu banyere Jisọs. Ọ bụrụ na ị ga-achọ ịmata otú ị ga-esi nweta otu ma ọ bụ ga-enwe mmasị inwe ọmụmụ Bible ebe obibi n’efu, biko deta akwụkwọ na Watch Tower, P.M.B. 1090, Benin City, Edo State, Nigeria, ma ọ bụ n’adres kwesịrị ekwesị e depụtara na peji nke 5.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya