Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
April 8, 2000
Gịnị Meworo Omume?
E nwere ndakpọ omume na narị afọ nke 20. Ọ̀ bụ nanị n’oge anyị ka e nwere ya? Gịnị ka ọ pụtara?
5 Omume Ọ̀ Dị Njọ Ugbu A Karịa Otú Ọ Dị n’Oge Gara Aga?
12 Ị̀ Maara?
14 N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Kwụsị Ise Siga?
20 E Kwetaziela na E Nwere Okpukpe Ekweghị Ọzọ Dịrị
28 Ikiri Ụwa
30 Ngwá Ọrụ E Ji Akụzi Ihe Ndị Ruuru Mmadụ
31 Okwukwe Nọ n’Ọrụ n’Oge Ọdachi
32 April 19, 2000—Ụbọchị A Ga-echeta
Olee Otú M Pụrụ Isi Zere Ihe Ize Ndụ Ndị Dị n’Internet? 23
Ọtụtụ nde ndị na-eto eto na-eji Internet eme ihe. Olee otú ha pụrụ isi jiri ngwá ọrụ a dị ike na-eme ihe n’ụzọ amamihe?
Ò Ziri Ezi Ife Jisọs Ofufe? 26
Gịnị ka Bible kwuru banyere nke a?