Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g03 7/8 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
  • Teta!—2003
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • N’ihi Gịnị Ka E Ji Enwe Ọtụtụ Mpụ Ime Ihe Ike Ugbu A?
    Teta!—2003
  • Mpụ Ime Ihe Ike—N’ihi Gịnị Ka O Jizi Adịwanye Njọ?
    Teta!—2003
  • Tigbuo Zọgbuo Ọ̀ Ga-ala Ala n’Ụwa A?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2016
  • Iji Ọgwụ Ekechi Mmadụ Ọ̀ Bụ Maka Ndị Kraịst?
    Teta!—2003
Teta!—2003
g03 7/8 p. 1-2

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

July 8, 2003

Mpụ Ime Ihe Ike È Nwere Ihe Ngwọta Dịnụ?

Otu onye lanarịrị ogbugbu nke ụmụ akwụkwọ asatọ n’Ikeda, Japan, nọ na-ebe ákwá mgbe e lisịrị ha. A na-eme mpụ ihe ike n’ụwa nile. Gịnị na-akpali ndị mmadụ ịkpa arụ dị otú ahụ? Ọ̀ dị mgbe a ga-enwe ihe ngwọta?

3 Mpụ Ime Ihe Ike—N’ihi Gịnị Ka O Jizi Adịwanye Njọ?

5 N’ihi Gịnị Ka E Ji Enwe Ọtụtụ Mpụ Ime Ihe Ike Ugbu A?

10 Ihe Ngwọta Dị Irè—Ọ̀ Ga-ekwe Omume?

12 Ị̀ Maara?

13 Ilu Ndị Akan—Ihe Na-egosi Ụzọ Ndị Obodo Si Ebi Ndụ

19 Nwee Ngwụsị Izu Dị Ụtọ!

22 Echiche nke Bible

Iji Ọgwụ Ekechi Mmadụ Ọ̀ Bụ Maka Ndị Kraịst?

29 “Jehova Bụ Onye Na-agụgụ M Obi”

30 Ikiri Ụwa

32 Ụmụ Mmadụ Hà Ga-ebibi Ụwa Anyị Mara Mma?

Olee Ụzọ M Pụrụ Isi Nagide Mgbe E Nwere Ọdachi? 16

Ọdachi mberede ụfọdụ pụrụ ime ka ndị na-eto eto nwee ajụjụ ụfọdụ siri ike bụ́ ndị metụtara ndụ. Nke a bụ ihe na-eduga n’inweta ngwa ngwa azịza ụfọdụ bụ́ isi nke na-emesighachi obi ike.

Otú E Si Mejụọ Akpịrị Na-akpọ M Nkụ n’Ụzọ Ime Mmụọ 24

Gụọ banyere onye nọn nke na-enwetaghị afọ ojuju n’ụzọ ime mmụọ—ruo mgbe ọ malitere ịmụ eziokwu Bible nke gbanwere ndụ ya.

[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]

AFP PHOTO/Toshifumi Kitamura

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya