Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g 10/11 p. 32
  • Ka Ha Na-eto

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ka Ha Na-eto
  • Teta!—2011
Teta!—2011
g 10/11 p. 32

Ka Ha Na-eto

“Mgbe anyị dị obere, ndị mụrụ anyị ji Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible kụziere anyị ihe. Ugbu a, nwa anyị nwoke dị otu afọ na ọnwa anọ, anyị jikwa ya na-akụziri ya ihe. N’agbanyeghị na Joshua nwa anyị ka dị obere, anyị ejirila akwụkwọ a kụziere ya aha mmadụ iri atọ na ise e dere na Baịbụl. O ji aha ndị ahụ agụ egwú.”​—Timothy na Ann.

“Nwa m nwoke dị afọ ise. Ọ na-amasị ya ile ihe ndị e sere n’akwụkwọ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ, ọ makwa ihe ọtụtụ n’ime ha pụtara. M na-eji akwụkwọ a akụziri ya otú ọ ga-esi na-emeri nsogbu ndị na-abịara ya ma n’ụlọ akwụkwọ ma n’ebe ndị ọzọ. Akwụkwọ a enweghị atụ.”​—Jennifer.

“Akwụkwọ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2, ga-enyere ndị na-eto eto aka imeri nsogbu ọ bụla ha na-enwe ná ndụ. Adị m afọ iri na itoolu. Akwụkwọ a enyerela m aka ikpebi ihe ndị m chọrọ ime ná ndụ, ịsa anya ná mmiri n’okwu gbasara onye m ga-alụ, na ime ka mụ na Chineke dịkwuo ná mma. Ma nwata ma dimkpa kwesịrị ịgụ akwụkwọ a.”​—Courtney.

□ Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible

□ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ

□ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ —Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2

□ Biko, wetaranụ m otu akwụkwọ a m kanyere ✔ n’ebe a.

□ Biko, bịanụ n’ụlọ m kụziere m Baịbụl n’efu.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya