Ihe Ndị A Dị n’Ịntanet
VIDIO
‘Ozi Ọma A Ga-ezisa ná Mba Niile, n’Ebo Niile, Nakwa n’Asụsụ Niile’ Kirie vidio a ka ị hụ otú Ndịàmà Jehova si eme ka ndị na-asụ asụsụ dị iche iche n’ụwa niile mụta ihe ndị dị na Baịbụl ga-abara ha uru. (Ị gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, > pịa VIDIO)