Ihe Ndị A Dị n’Ịntanet
ISIOKWU
Obi ọ̀ na-ekorokarị gị n’elu n’ihi na ị maghị ihe ị ga-ekwu ma ọ bụ ihe ị ga-eme gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị esewe okwu? Ọ bụrụ otú ahụ, isiokwu a ga-enyere gị aka.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa NDỊ DI NA NWUNYE NA NDỊ NNE NA NNA)
VIDIO
Gịnị mere anyị ji kwesị ikwere na e nwere onye kere anyị?
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa NDỊ NA-ETO ETO)