Okwu Mmalite
Ụfọdụ ndị na-eche na Jizọs abụghị mmadụ dịrị ndụ n’ụwa a. Ma, o nwere ndị kwetara na Jizọs dịrị ndụ n’ụwa a, nweekwa ndị nke sị na ha amaghị.
“Teta!” a kwuru ihe ndị ga-enyere gị aka ịma nke bụ́ eziokwu.
O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.
Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.