Ihe Ndị A Dị n’Ịntanet
ỤMỤAKA
Ụmụaka ga-amụta ihe ndị ga-abara ha uru ma ha lee vidio ndị dị ebe a.
(Ị gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa ỤMỤAKA)
AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA
Baịbụl Ò Kwuru Ka Anyị Na-agba Krismas?
O nwere ike ịtụ gị n’anya ma ị mata ebe ihe isii a na-eme na Krismas si malite.
(Ị gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA, pịzie Ememme)