Ihe Ndị A Dị n’Ịntanet
VIDIO
O nwere ike ịna-adị gị ka ì toruola ikpebiri onwe gị ihe. Ma, ndị mụrụ gị nwere ike ịna-eche na i torubeghị. Olee ihe ndị ị ga-eme ka ha nwee ike ịtụkwasị gị obi?
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa > NDỊ NA-ETO ETO)
IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI
Uche Ònye Ka E Dere na Baịbụl?
Ebe ọ bụ na ọ bụ ụmụ mmadụ dere Baịbụl, ọ̀ dabara adaba ịkpọ ya Okwu Chineke?
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa VIDIO, pịzie ebe e dere “Baịbụl”)