Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Bịaruo Jehova Nso
© 2003
WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA
Ndị Bipụtara Ya
WATCHTOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF NEW YORK, INC.
Brooklyn, New York, U.S.A.
Nke E Biri n’Ọnwa Disemba 2013
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ọ gwụla ma e gosiri nsụgharị ọzọ, nsụgharị Bible e ji mee ihe maka Akwụkwọ Nsọ Grik bụ Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst, nsụgharị e jikwa mee ihe maka Akwụkwọ Nsọ Hibru bụ Bible Nsọ nke Union Version. E mewo ka nsụpe okwu nke nsụgharị abụọ ahụ kwekọọ n’ụdị e ji eme ihe n’oge a. N’ebe e dere NW ka ọ na-eso nhota okwu, ọ na-egosi na nsụgharị ahụ sitere na New World Translation of the Holy Scriptures nke dị n’asụsụ Bekee.