Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 103
  • “Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ”
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Ji Aga n’Ụlọ Ndị Mmadụ Ezi Ha Ozi Ọma?
    Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
  • Ngọzi Ndị Na-esite n’Igosi Ekele Maka Ịhụnanya Jehova—Akụkụ nke 1
    Ozi Alaeze Anyi—2001
  • Anyị Na-eme Ka A Mara Eziokwu Alaeze
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 103

Abụ nke 103

“Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ”

Nke E Biri Ebi

(Ọrụ 20:⁠20)

1. N’ụlọ n’ụlọ, n’ọn’ụzọ dum,

A’yị n’ekwus’okwu Jaa.

N’obodo dum, n’ubi niile,

A n’azụ atụrụ Jaa.

Ozi ọm’Al’eze Chineke

Kraịst buru n’amụma

Ka ndị niile n’es’ụzọ Kraịst

N’ekwusa n’ụwa dum.

2. N’ụlọ n’ụlọ, n’ọn’ụzọ dum,

A n’ezi ndị chọrọ

Ịkpọku aha Jehova

Ozi nzọpụta.

Olee ka ha g’esi kpọkuo

Aha ha n’amaghị?

A g’ekwusa aha nsọ ya

N’ọn’ụzọ ha niile.

3. K’anyị n’aga n’ọn’ụzọ dum

N’ekwus’ozi Al’eze.

Ma hà g’ege ntị m’ọ bụ jụ,

Ọ bụ ha g’ekpebi.

K’anyị kpọọ aha Jehova,

Kwusaa eziokwu ya.

K’anyị n’aga n’ọn’ụzọ dum,

A’yị g’ahụ atụrụ ya.

(Gụọkwa Ọrụ 2:21; Rom 10:14.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya