Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!
Nke E Biri n’Ọnwa Mach 2020
Igbo (fg-IB)
© 2012
WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA.
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ọrụ ịkụzi Baịbụl a na-arụ n’ụwa dum bụ́ nke e ji onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr2711.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è gosiri nsụgharị ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a sitere na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
Ebe E Si Nweta Foto Ndị Dị na Broshọ A:
Ebe E Si Nweta Foto Ndị Dị na Broshọ A: Nke dị ná mgbago mgbago peeji nke 6 bụ Akwụkwọ Mpịakọta Osimiri Nwụrụ Anwụ: E si na Shrine of the Book, Photo © The Israel Museum, Jerusalem nweta ya; nke dị n’etiti na nke dị ná mgbago mgbago aka nri peeji nke 32 bụ Greek Codex: E si na The Codex Alexandrinus in Reduced Photographic Facsimile, 1909, nweta ya. Ma, ọ bụ British Library nyere ikike ka e were ya; nke dị na peeji nke 16 bụ Hitler: E si na U.S. National Archives nweta ya