Ihe Ndị Ga-enyere Ezinụlọ Aka Dị na jw.org/ig
Ị gaa n’adres Ịntanet anyị, ị ga-ahụ ihe ndị ọzọ Baịbụl kwuru ga-enyere gị na ezinụlọ gị aka. Ị ga-ahụkwa ihe di na nwunye ndị si obodo dị iche iche kwuru ndị nwere ike inyere gị aka.
Na-akwanyere di gị ma ọ bụ nwunye gị ùgwù
Otú di na nwunye ga-esi kwụsị ịna-agwa ibe ha okwu ọjọọ
Otú di na nwunye ga-esi kwụsị ịna-esekarị okwu
Ihe ga-enyere di na nwunye aka ịna-agbaghara ibe ha
Ihe Ị ga-eme ma e nwee onye gị na ya dị n’ezigbo mma
Mgbe ahụ́ na-adịghị di ma ọ bụ nwunye gị
Ihe ị ga-eme ka gị na onye ị lụgharịrị biri n’udo
Ihe i nwere ike ime ma nwa gị bido ime isi ike ụmụaka
Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na nwa gị nwere nkwarụ?
Na-agwa ụmụ gị okwu banyere mmekọahụ
Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na nwa gị achọkwaghị iso gị ekpe okpukpe ị na-ekpe?
Kwadebe ụmụ gị ndị dị afọ iri na ụma ịghọ ndị dimkpa
Otú gị na nwa gị ga-esi na-ekwurịta okwu
Otú i kwesịrị isi na-emeso ụmụ di gị ma ọ bụ ụmụ nwunye gị ihe
A na-etinyekwa isiokwu ndị ọhụrụ.