Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 145
  • Chineke Kwere Anyị Nkwa Paradaịs

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Chineke Kwere Anyị Nkwa Paradaịs
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Chineke Kwere Nkwa Paradaịs
    Bụkuo Jehova Abụ
  • “Anyị Ga-ahụ na Paradaịs!”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
  • Lee Ndụ Ebighị Ebi
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Olee ebe Paradaịs Baịbụl kwuru okwu ya dị?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 145

ABỤ NKE 145

Chineke Kwere Anyị Nkwa Paradaịs

Nke E Biri Ebi

(Luk 23:43)

  1. 1. Na paradaịs, Jizọs g’achịụ-wa.

    Chinek’anyị kwer’anyịn-kwa

    N’ọ g’ewepụ mmehie niile,

    Ọnwụ n’ọrịa, n’anya ’miri.

    (UKWE)

    Lee, paradaịs k’ụwa g’abụ.

    Jizọs g’eme ucheN-na ya.

    Anyị jiu-che n’ahụ y’ugbua.

    Ọ g’eme ya n’egbugh’oge.

  2. 2. Jizọs g’eme kan-dị nwụr’anwụ

    Si n’ili ha wee bilite.

    Ọ g’emezu nkwa o kwere:

    ‘Anyị g’anọ na Paradaịs.’

    (UKWE)

    Lee, paradaịs k’ụwa g’abụ.

    Jizọs g’eme ucheN-na ya.

    Anyị jiu-che n’ahụ y’ugbua.

    Ọ g’eme ya n’egbugh’oge.

  3. 3. Na paradaịs, Jizọs g’eme ya.

    Ọchịchị ya ebidola.

    Anyị niile n’eto Jehova.

    Anyị jia-bụ n’ekele ya.

    (UKWE)

    Lee, paradaịs k’ụwa g’abụ.

    Jizọs g’eme ucheN-na ya.

    Anyị jiu-che n’ahụ y’ugbua.

    Ọ g’eme ya n’egbugh’oge.

(Gụọkwa Mat. 5:5; 6:10; Jọn 5:28, 29.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya