IGBE 7A
Mba Ndị Gbara Jeruselem Gburugburu
dk. 650-300 T.O.N.K.
AFỌ IHE A NA-EKWU MERE (AFỌ A NIILE BỤ T.O.N.K)
620: Babịlọn malitere ịchị Jeruselem
Nebukadneza mere ka eze na-achị Jeruselem nọrọ n’okpuru ya
617: Mgbe mbụ ndị Babịlọn dọọrọ ụfọdụ ndị bi na Jeruselem n’agha
Ha dọọrọ ndị na-achị achị, ndị agha bụ́ ndị dike, na ndị omenkà n’agha laa Babịlọn
607: Babịlọn bibiri Jeruselem
A gbara Jeruselem na ụlọ nsọ dị na ya ọkụ
Mgbe 607 gachara: Taya nke dị n’elu ala
Nebukadneza lụsoro Taya agha ruo afọ 13. O meriri Taya nke dị n’elu ala, ma o merighị Taya nke mmiri gbara gburugburu
602: Amọn na Moab
Nebukadneza lụsoro Amọn na Moab agha
588: Babịlọn meriri Ijipt
N’afọ nke 37 n’ọchịchị Nebukadneza, ọ lụsoro Ijipt agha
332: Taya nke mmiri gbara gburugburu
Ndị agha Grik, nke onyeisi ha bụ Alegzanda Onye Ukwu, bibiri obodo Taya nke mmiri gbara gburugburu
332 ma ọ bụ tupu afọ a: Filistia
Alegzanda meriri Gaza, isi obodo ndị Filistia
Ebe ugwu
GRIS
OKÉ OSIMIRI
(OKÉ OSIMIRI MEDITERENIAN)
TAYA
Saịdọn
Taya
Sameria
Jeruselem
Gaza
FILISTIA
IJIPT
BABỊLỌN
AMỌN
MOAB
ỊDỌM