Olee Magazin Okpukpe nke A Kasị Na-ekesa? “Ụlọ Nche“!
Ugbu a a na-ebi ihe karịrị nde 15 nke mbipụta ọ bụla nke magazin nke a n’ihe karịrị otu narị asụsụ. Ị pụrụ ịnata Ụlọ Nche na nke ọ bụla n’ime asụsụ ndị ahụ e depụtara na peji 2. Ọ bụrụ na ọ ga-amasị gị ịnata Ụlọ Nche, mbipụta abụọ kwa ọnwa, ruo otu afọ, nanị dejupụta ma zite mpempe akwụkwọ dị n’okpuru ebe a.
Ọ ga-amasị m ka a na-ewetara m Ụlọ Nche n’ebe obibi m ruo otu afọ. (Degara adres dị n’okpuru ebe a akwụkwọ iji matakwuo ihe banyere nke a.)