Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w91 9/15 p. 32
  • Ọ̀ Ga-amasị Gị Ka Mmadụ Bịa na nke Gị?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọ̀ Ga-amasị Gị Ka Mmadụ Bịa na nke Gị?
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
w91 9/15 p. 32

Ọ̀ Ga-amasị Gị Ka Mmadụ Bịa na nke Gị?

N’afọ gara aga otu nwanyị bi na Corpus Christi, Texas, U.S.A., degaara Watchtower Society dị na Brooklyn, New York, akwụkwọ, na-asị: “Aha m bụ Emily, anọwokwa m na-amụ akwụkwọ ụfọdụ n’ime Ndịàmà Jehova nyere m n’izu ole na ole gara aga. Mgbe m gụsịrị magazin ndị ahụ ma jiri ha tụnyere Bible ezinụlọ m, ahụrụ m na Chọọchị Roman Katọlik eyighị ka hà na-akụzi ihe dị n’ime Bible Nsọ. Ha adịghị ekwu okwu ọ bụla banyere aha Chineke ma ọ bụ banyere Alaeze Chineke nke na-abịanụ, bụ́ ndị m hụrụ na ha bụ isi ihe ndị dị na Bible m. Akwụsịwo m ije chọọchị ezinụlọ m wee malite ịmụ Bible, ọ bụkwa n’ihi akwụkwọ unu ndị na-ekwu eziokwu.

“Ọ ga-amasị m ịmalite isonyere otu ọgbakọ Ndịàmà Jehova dị n’ebe a. Biko zijere ha ozi ka ha bịa n’ụlọ m ka mụ na ha kwurịta okwu.”

Ọ ga-amasịkwa otu n’ime Ndịàmà Jehova ịbịa na nke gị ma nyere gị aka ịmụbawanye ihe ọmụma gị banyere Chineke, Alaeze ya, na nzube ya nile, dị ka e dekọrọ ha n’ime Bible. Iji mee ndokwa banyere nke a, nanị dejupụta ihe ndị a chọrọ n’okpuru ebe a ma zite ya n’adres dị ná mpempe akwụkwọ ahụ.

Ọ ga-amasị m ịmatakwu ihe banyere Bible. Biko meenụ ndokwa ka mmadụ bịa n’ụlọ m.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya