Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w02 6/15 p. 31
  • Oge Ikpughe Izu Nzuzo

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Oge Ikpughe Izu Nzuzo
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
w02 6/15 p. 31

Oge Ikpughe Izu Nzuzo

Ikpuchi ihe ụfọdụ pụrụ ime ka udo dị ma ọ bụ ka e nwee esemokwu. Ma è nwere oge maka ikpughe izu nzuzo? Rịba ama ihe Emọs onye amụma kwuru banyere Chineke ya: “Jehova agaghị eme ihe, ma ọ bụrụ na O kpugheghị izu nzuzo Ya nye ndị ohu Ya, bụ́ ndị amụma Ya.” (Emọs 3:7) Site n’okwu ndị a, anyị pụrụ ịmụta ihe banyere ikpuchi ihe. Jehova pụrụ ikpuchi ihe ụfọdụ ruo oge ụfọdụ ma mesịa kpugheere ya ụfọdụ ndị. Olee otú anyị pụrụ isi ṅomie Jehova na nke a?

Mgbe ụfọdụ, ndị ọzụzụ atụrụ a họpụtara ahọpụta nọ n’ọgbakọ Ndị Kraịst pụrụ ịhụ ya dị ka ihe bara uru ikpuchi ihe ụfọdụ. (Ọrụ 20:28) Dị ka ihe atụ, n’iburu ọdịmma nke ọgbakọ n’uche, ha pụrụ ikpebi ikpuchi ihe ụfọdụ banyere ndokwa ma ọ bụ mgbanwe ụfọdụ n’ibu ọrụ ọgbakọ ruo otu oge a kpọrọ aha.

Otú ọ dị, n’ọnọdụ dị otú ahụ, ọ dị mkpa ime ka o doo ndị o metụtara anya ma à ga-ekpughe okwu ahụ, mgbe a ga-ekpughe ya, na otú a ga-esi ekpughe ya. Ịmara mgbe a ga-ekpughere ọha mmadụ otu izu nzuzo pụrụ inyere ha aka ikpuchi ya.—Ilu 25:9.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya