Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w07 6/15 p. 32
  • “Ị̀ Maara Aha Chineke?”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ị̀ Maara Aha Chineke?”
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
w07 6/15 p. 32

“Ị̀ Maara Aha Chineke?”

AJỤJỤ ahụ kpaliri mmasị nke otu nwanyị bi n’ebe ndịda nke ebe ọdịda anyanwụ nke Ebe Etiti Eshia. Ajụjụ ahụ gbara n’ihu Teta! (Bekee) nke January 22, 2004, bụ́ magazin ya na nke a na-aga ụkwụ na ụkwụ. Nwanyị ahụ degaara ndị bipụtara magazin ahụ akwụkwọ ozi, sị: “Site ná mmalite, akwụkwọ unu masịrị m, o nyekwaara m aka ịkpa ezi àgwà. O meela ka m nwewekwuo nchekwube ná ndụ. Ana m agwa mmadụ nile banyere Chineke anyị na udo ihe ọmụma banyere ya na-enye.”

N’ọtụtụ ebe, n’ezie “ruo n’akụkụ kasị anya n’ụwa,” ndị mmadụ na-amụta aha Chineke, bụ́ Jehova. (Ọrụ 1:8) Dị ka ihe atụ, a pụrụ ịhụ aha a n’asụsụ Turkmen, nke bụ́ Yehowa, n’Akwụkwọ Nsọ ndị a sụgharịrị gaa n’asụsụ Turkmen. Abụ Ọma 8:1 na-ekwu, sị: “Jehova, Onyenwe anyị, lee otú aha Gị dị ebube n’ụwa nile!”

Iji matakwuo ihe banyere Jehova Chineke, nwanyị ahụ rịọrọ ka e nye ya broshuọ nwere peeji 32 bụ́ Aha Nsọ Ahụ Nke Ga-adịru Ebighị Ebi. I nwekwara ike ịgwa Ndịàmà Jehova ka ha nye gị broshuọ a.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya