Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
◼ Olee ihe ga-eme ka obi ruo gị ala n’agbanyeghị na o nwere ike ịbụ na ị dara ogbenye, na ị na-arịa ọrịa, ma ọ bụ na ọnwụ na-akụrụ gị aka n’ụzọ?
◼ Olee ihe atọ mere o ji dị mkpa ka anyị na-ekpe ekpere n’aha Jizọs?
◼ Olee ihe mere a ga-eji were ire mmadụ tụnyere ọkụ?
◼ Gịnị mere Chineke ji kwe ka ahụhụ dịrị?
◼ Olee nsogbu na-abịakarịrị ndị nne ndị na-arụ ọrụ ego?