Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
◼ Ọ bụrụ na onye ị hụrụ n’anya nwụrụ, olee ihe ndị ị ga-eme ka ị ghara irubiga uju ókè?
GỤỌ PEEJI NKE 6.
◼ Ànyị nwere ike ịbịaru Chineke nso n’ezie?
GỤỌ PEEJI NKE 10.
◼ Gịnị mere o ji kwesị ekwesị ka ị mata ihe bụ́ echiche Chineke mgbe ị na-eme atụmatụ ihe ndị ị ga-eme?
GỤỌ PEEJI NKE 11.
◼ Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’ihe nlereanya Meri, bụ́ nne Jizọs?
GỤỌ PEEJI NKE 14.
◼ Olee otú i nwere ike isi kọwaara nwatakịrị ihe ọnwụ bụ?
GỤỌ PEEJI NKE 18.
◼ Ọ̀ dị njọ ịkpọ aha Chineke?
GỤỌ PEEJI NKE 22.